Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Umu obiligbo
Umu obiligbo
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Umu obiligbo
Umu obiligbo
Songwriter

Lyrics

[Chorus]
Enwelọ ego na-eme nwoke onye afụ akpaba agwa ka ọbụ isi mgbaka
Ka onwelụ isi mgbaka
Social media emego anyị ife, ọ na-etinye guys na ife mkpakasị
Fake life na-elikwa ajọ ego, rapụkwa ife ịfụlụ na ilu akwụkwọ
Onye ụsa sị gị lafụ ife edelụ na motor, ịlapụkwa ife edelụ magoo motor
Njụkwakwa, ebee ka-ebu eje?
[Verse 1]
Ebe ịma na ọbụ ọjọbọ ka ị na-alụ ịgbanye camera mebe nkpọtụ
Imegide ndị akwa red tinyelụ gị alụ, ịgbaghalịba ọsọ ka ọsa ndị Ghana
Ịbụ ọsa ndọ Ghana?
Ọkwa gị welụ nwayọ now, ịjụ, ilu akwụkwọ akalụ gị mma
Ọbụzịa na pressure kalịa gị alụ, ije bulu bible gbagobe gbada
Onye afụlụ tata sị biko fụkwakwa ya echi
Maka ọnụ na-eli eli na ọdịrọọkwa mma ibu ọnụ
Onye ana ekili ekili adiro mma ibu onu
Onye nwelụ ego anaghị ekwule oke okwu, olololo
Maka oke mkpọtụ na-ebute ajọ anya, olololo
Ekwezina ka pressure melụọ gị alụ, maka ife ịfụlụ na ilu akwụkwọ
Nwaanyị, say no to competition, ọ na-etinye nwaanyị na oke nkwughalị
Ịbụ onye nkwuyalị?
Mgbe nkwughalị ga-agwuzinụ gị ike, ị ga-adịkwa cheap ka afịa onye Hausa
[Chorus]
Msị na enwelọ ego na-eme nwoke onye afụ akpaba agwa ka ọbụ isi mgbaka
Ịma na social media eme go anyị ife, ọ na-etinye guys na ife mkpakasị
Fake life na-elikwa ajọ ego, rapụkwa ife ịfụlụ na ilu akwụkwọ
Written by: Umu obiligbo
instagramSharePathic_arrow_out