Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Umu obiligbo
Umu obiligbo
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Obiligbo Ebuka
Obiligbo Ebuka
Songwriter
Obiligbo Ifeanyi
Obiligbo Ifeanyi
Songwriter
Chimaobi Owoh
Chimaobi Owoh
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Bube
Bube
Producer

Lyrics

[Outro]
Alịlị egbuo m oo a
Gwanụ m onye m ga-kọlụ, ewu Chi
Ewu Chi m ee a, ee e, iye ee, aha
Mmadụ atọgokwee oo, aha, mmadụ atọgokwee oo, aha, eyi ee
Ogbuọzọ nọ n'omee, friends nọọ n'ome, Zoro ọkwa ịnọ ome ee, ayiyaa, eyi ee, aha
Mmadụ atọgokwee oo, aha, akịkọ ka mụ ji abịa, eyi ee, aha
[Verse 1]
Anyị si Lagos ana, wey pụta na Benin
Police kwụsị anyị, anyị kwụsị, fa wee kpọọ mụ, nwe bịa
Ọsị mụ kedị ife m na-alụ, nsị na m na-etili Igbo bụ Igbo egwu
Ana m achọkwanụ okwu brother, ana m atụkwanụ ọlụ brother
Ọsị mụ mepelụ ya phone mụ, na mụ na-tụlịlị ọlụ, brother
M mepelụ ya phone mụ
Ọdalụ message gụba, wee gụsịsịzịa ya wee bịa jụba mụ, "Kedị ife m na-alụ?"
M sị ya na m na-etili Igbo bụ Igbo egwu
Egwu m ji eli ife, brother
Egwu m ji eli ego, brother
Ọgbajide phone mụ, ya lezie mụ, m wee kpọọ nya brother
M wee kpọọ nya, ọga, "Ị jụlụ mụ kedi ife m na-arụ, m kọwalụgị ị gbado
Aga m anwụbazi iri, brother
Nwanne yesie nụ mụ phone mụ, ka mụnwa wanụ naa ka, brother
Mana bad ife ka m na-anụ, ebe m na-ekwu okwu
[Chorus]
Onye police amaa mụ ụla
Onye police amaa mụ ụla
Onye police amaa mụ ụla (Ogaaa)
Neenụ na oluee ka ọ na-elu oyi, Ụmụobiligho nọ l'ọgbọnụ, eyaa aaa, e
Onye police etie mụ ife
Onye police etie mụ ife
Onye police etie mụ ife (Oga)
[Chorus]
Nwannenụ, onye police etie mụ ife (Oga)
Onye police ama mụ ụla (Oga)
Onye police etie mụ ife (Oga)
Onye police amam ula (Oga)
Onye police ama mụ ụla (Oga)
Onye police amam ula (Oga)
[Verse 2]
Yeah, ịnụpụna na, crr crr, police awaaa
Ebulu Benz, skrrrr skrrrrr, police atụọ
Nalịị phoneịị go through it, sị ka unu lụọ
Dreadlock, equivalent to having a block
Akpụọ gị tie, bulu gị jee n'office, ịfụbalụ anya gị da ahụ gị
Aka gị dịgodi ọcha, ha achọọlụ gị a crime
Ha ewelụ aka fa tiyelụ gị transaction na phone
Ịsị ka ị gbaghalịa, ị dịka ewu, onyeka... ụsụ
Onyeka, onye osuimi, anyị ncha ntụ, onyeka, eke taa gị
Onyeke maa nwa mmadụ, laa nwa mmadụ, larị kpanti
Onye army maa mmụọ onyeke ụla, ha afụrụ gị, daddy
[Bridge]
You no get money, them go kpo kpo you
You come make money them go follow you
All of them na our friend, but they don′t know we
And our swear, every one bili bụ mmanụ nkụ egwu
[Chorus]
Eyaa ha
Olue ka ọ na-elu e (Oga)
Olue ka ọ na-elu e (Oga)
Egwu anyị ka anyị ji eli (Oga)
Egwu anyị ka anyị ji eli ego (Oga)
[Verse 3]
Zoro, unu anụgokwe iyie
Ogbuọzọ unu afụgokwe iyie
Eyi, unu afụgokwe
Ihe dị ọcha na ọ bụ okwu
Iyie ezigbo akwa na ọ bụ okwu
Iphone na ọ bụ okwu
Ibulu Benz na ọ bụ okwu
Ibulu uru aga na ọ bụ okwu
Tattoo na ọ bụ okwue iyie
Ana m atụkwanụ ọrụ, oga
Ana m alụkwanụ alụ
[Chorus]
Onye police etie mụ ife
Onye police etie mụ ife
Onye police etie mụ ife (Oga)
Nwannenụ, onye police etie mụ ife (Oga)
Onye police etie mụ ife (Oga)
Onye police ama mụ ụla (Oga)
Onye police etie mụ ife (Oga)
Onye police amam ula (Oga)
Onye police ama mụ ụla (Oga)
Written by: Akunwafor Obiligbo, Chimaobi Owoh, Obiligbo Ebuka, Obiligbo Ifeanyi, Okpuozor Obiligbo
instagramSharePathic_arrow_out