Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Oriental Brothers International Band
Oriental Brothers International Band
Lead Vocals

Lyrics

Ihe ọma, ee
Ihe ọma, ee
Chi anyị zọba anyị n'elu ụwa
O nweghị onye ihe ọma sọ oo
Ihe ọma lee, yoo
O nwere onye ihe ọma sọ, ee?
Ihe ọma, ee, chi m oo
O nwere onye ihe ọma sọ, ee?
Ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma
Ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma
Zere ụwa lee, o
O nweghị onye ihe ọma sọ nsọ
Na anụrụ mụ enwere nne
O nweghị onye ihe ọma sọ
Alaribe olee
Okwu dịrị nga onye kwuru ya n'elu ụwa, oo
Bịa lee
Bịa lee, oo
Anyị rịọwa Olisa, Onwyenweanyị nị
Anyị lee ma ọ ga ịza anyị aza
Chinyere nwa mama
Chi anyị dume anyị n'elu ụwa
Ikekweolu nne m
Chi anyị zọma anyị o
Toyota motor
O nwere onye ọ sọ nsọ n'elu ụwa?
Mercedes Benz
O nwere onye ọ sọ nga nne ya?
Honda 175
O nwere onye ọ sọ nsọ, ee?
Better missus
O nwere onye ọ sọ nsọ, ee?
Ah, my daddy wụ eze
O nwere onye ọ sọ nsọ, ee?
Anyị shaa nwanne m abaala
O nwere onye ọ sọ nsọ n'elu ụwa oo?
Dansachi
(O leekwanụ motorcycle nke gị?)
Leenụ m, lee motorcycle)
Eh, ị sị lee gị, lee motorcycle?
Ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma
Ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma
Ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma
Ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma
O mee emee wụ enyi o
O mee emee wụ enyi o
Chineke m lee, oo
Chi mụ zọma anyị n'elu ụwa
Maazị James Azụwụike
Anyị yọba Olisa, Onyenweanyị nị
Lee ma ọ ga ịza anyị aza
Lee ma ọ ga idu anyị edu
Ihe ọma lee, oo
O nwere onye ihe ọ ma sọ ee?
Ihe ọma lee, oo
O nweghị onye ọ sọ nsọ n'elu ụwa
Ihe ọma ka nwa n'elu ụwa
Onye hụrụ ya, ee?
Ihe ọma nke a ka nwa n'ụwa
Onye hụrụ ya, ee?
Ihe ọma ka nwa n'elu ụwa
Onye hụrụ ya, ee, oo?
Ihe ọma mụ, oo
Ihe ọma mụ oo yoo
Ihe ọma mụ, oo
O nwere onye ọ sọ nsọ, ee?
Ihe ọma, ee, oo
O nwere onye ọ sọ nsọ, oo?
Ihe ọ ma lee, eewoo
O nweghị onye ọ sọ nsọ n'elu ụwa
Alaribe, oo, lee
Onye nwere mmadụ ka nụ onye nwere ego
Ibezimakọ
Ọ maa mụrụ jee chị ụmụ jema
Ihe ọma mụ, oo
O nwere onye ọ sọ nsọ, ee, oo
Ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma
Zere ụwa lee, oo
O nweghị onye ihe ọma sọ oo
Ihe ọma lee, oo
Oo, ihe ọma mụ oo
Nye m ihe ọma mụ oo
O nwere onye ọ sọ nsọ ee?
My daddy wụ eze
O nwere onye ọ sọ nsọ, ee?
Aa shị a nwanne m abaala
O nwere onye ọ sọ nsọ, ee?
A nde ji m abaala
O nwere onye ọ sọ nsọ, ee?
Dee Nyeaka nne m abaala
O nwere onye ọ sọ nsọ, ee?
Ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma
Ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma
Ihe ọma mụ, oo
Ihe ọma mụ, oo
Ihe ọma mụ, oo
Ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma
Ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma
Ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma
Written by: Copyright Control
instagramSharePathic_arrow_out