Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Umu obiligbo
Umu obiligbo
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Umu obiligbo
Umu obiligbo
Songwriter

Lyrics

[Intro]
Nodo maro iyeee ah, iyee eh
Iye iye iye iye iye (Seh)
(Ma-Ma-Masterkraft on the beat)
Onye ọ dị ka ọdị m, onye ọ dị ka ọdị m
Ụmụ Obiligbo, Ụmụ Obiligbo
E-Flavour nwanne, E-Flavour nwanne (Ọyọlịma)
Ife ekwe na-akọ, ife ekwe na-akọ
[Verse 1]
Onye amụma sị anyị gbaalụ ụmụnwaanyị ọsọ
Ma ka m jụọ gị, Ogbuọzọ
Anyị ga-agbalụ ụmụnwaanyị ọsọ?
Ijele nwanne
Asị m anyị ga-agbalụ ụmụnwaanyị ọsọ?
A nanụ agbalụ ọlụ ọsọ?
Nwanne, adịghị agbalụ ọlụ ọsọ
Ị na-anụ ka mụ na-ekwu ee?
[Chorus]
Iyooo kokokoko (Wo iwoo)
Iyooo kokokoko (Ah-ah)
Obi dance-ịa o-o (Ah-ah)
Obi dance-ịa o-o (Ah-ah)
Iyooo kokokoko (Wo iwoo)
Iyooo kokokoko (Ah-ah)
I wanna dance-ịa o-o (Ah-ah)
I wanna dance-ịa o-o (Ah-ah)
[Verse 2]
Yeah, nwanne i che na ọọ sọ gị? 'Cause I want to jolly
Ukwu nwaanyị melụ m nyalụ motor gawa Bonny
Onye amụma sị mụ for prayers, you need the money
Mana mgbe o ji mụ, m ga yọọ ya, ọ sị m abobby buru akpa gị
[Bridge]
Imagine life without money, you go suffer, suffer tire
Imagine life without olosho, some guys ga-agwụ n'ilo
[Verse 3]
Yeah, achọọ m iru oche, ebe a na-eme ife ego
Nwanne, oringo na-eme boys ha na-akpa isi ego
E don tey I don dey miss, till m hit-ie ego
Hook mụ na-e-fish ego, m feed-iwe Nwakaego
Nezienụ ego m tụbaa kwelụ ọnwụ, ndị ilo mụ eghebe ọnụ
Ị gbaa m akwụkwọ, m bulu ego bata, mụ ekpelụ ọnụ m
M na-agba fa a na-ene
Ọ sị na ọ ma ụma eme
Ma i nwerọọ ego, na-a-sign cheque, nwanne, ị ma ụma ede (Hey-hey)
[Bridge]
Kokokoko (Ah-ah)
Kokokoko (Ah-ah)
Kokoko iyee iyee (Ah-ah)
Kokokoko (Ah-ah)
Abobby a waka waka (Ah-ah)
Abobby a wachu wachu (Ah-ah)
Abobby a waka waka (Ah-ah)
Abobby a wachu wachu (Ah-ah)
[Verse 4]
Ndị beanyị na o lue ka o si elu, na o mee ka o si emee
Ndị beanyị na o lue ka o si elu, na o mee ka o si emee (Ah-ah-ah)
Ụmụ Obiligbo na o lue ka o si elu
Phyno nwa mma, na o lue ka o si elu
Ijele nwa mma, na o lue ka o si elu, na o mee ka o si eme (Ah-ah-ah)
Ọ kwa ị na-afụ ife ọ na-alụ?
Ọ kwa ị na-afụ ife ọ na-ebughalị?
O bughalịa, o bughalịa, o bughalịa, o bughalịa
O bughalịsịa ya, a ya-elikwa ya eli?
[Verse 5]
Ijele jụkalị gị ajụjụ
Ijele, ị na na-elikwa ivedi?
Phyno nwanne, ị na na-elikwa ivedi?
Ana m elikwa ivedi
Ogbuọzọ, ị na na-elikwa ivedi?
New Age, aka na-eme powerbank and charger
Nwanne, ị na na-elikwa ivedi?
M jụọ ooyi, ị na-anụ onu m eee?
My pastor dem tell me say, "Money is the root of all evil"
M wee jụọ ya, "Nwanne, money is the root of evil?"
But I gave you money, you collect am
I gave you dollar, you collect am
Money is the root of evil?
But you no dey reject money
Ọ bụ onye ka unu na-agwadị?
Ọ bụ onye ka unu na-akọlụ?
E ligbuo onye nganga, a kpọọ ya onye mgbu
[Chorus]
Iyooo kokokoko (Wo iwoo)
Iyooo kokokoko (Ah-ah)
Obi dance-ịa o-o (Ah-ah)
Obi dance-ịa o-o (Ah-ah)
Iyooo kokokoko (Wo iwoo)
Iyooo kokokoko (Ah-ah)
I wanna dance-ịa e-e (Ah-ah)
I wanna dance-ịa o-o (Ah-ah)
Iyeleye, iyeleye, iyeleye, iyee
[Outro]
Mix Monster
Written by: Umu obiligbo
instagramSharePathic_arrow_out