Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Umu obiligbo
Umu obiligbo
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Obiligbo Ebuka
Obiligbo Ebuka
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Aku wealth
Aku wealth
Producer
Matthew Aduma
Matthew Aduma
Producer
C MaJor
C MaJor
Producer

Lyrics

[Intro]
Ụmụ Obiligbo nnọ oo, oo e
Chalai, yezah, Beepee
[Verse 1]
Ọkwa onye dibịa ejebego ụka
Pastor agabago mmụọ
Confusion adịgo, ana agwanụ mmadụ agwa
Onye gbulu onye oji dị ọgọ ga-adị ka nsị
Them don dey do hip hop, them no dey do highlife, oga oya
[Chorus]
Mind your business (Mind your business)
Mind your business (Mind your business)
Mind your business o, ee (Mind your business)
Mind your business, ahnn e (Mind your business)
[Verse 2]
Uche bụ akpa, kulu nke gị ka m kulu nke m
M ga-alalụbazị ụla ebe m ma na m lalụ, ebulu egbe m
Ị na-agba mbọ, dede ị ga-enwetalili nke bụ nke gị
Mana ị ga na-achụ aja, ka mmụọ wee malụ na-imego oke gị, nwa Chukwu
Ọkwa a na-azọta anị wee zoba ute
Amụta nwa dị mma, ọ ga-adọ ọdụ wee gbebe igbe
Oke ikpe ga-anụ onu naabụ tupu okebe ikpe
Ọbụlọọ akụọlụ gị asịlị ịmapụta ogbe, isitọpu ire
Ndị amụma ụgha yili suit ekoyalị aka
Ịdị mma adịkwa mma, ije ụwa fa fụnụụ na nka
Gịnwa dibịa nke bụ bute isi bịa bulu ike
Gbaba mbọ na-akwado onwe gị maka ruo ofu ụbosi ikpe
Hope you're listening?
Gee ntị nwọta my reasoning
Mmankwu ife sọlụ m, mụna my ancestors reasoning
Omenana dị tupu ndị ọcha na their reasoning
Pastor gị nụ nkea, ọ ga-asi na ọọ the devil using me
[Bridge]
Nke anyị melụ jụọ oyi, anyi emekwakwa
Ndị mmadụ ekwukwakwa
Okwu ngwalụ Otedola na nwa mgbeke
Ọbịa m n'uche, m kwue n'ọnụ ọfịabakwa
Ndị asịlị ekwubekwa
Ife ọnụ kwulu elika, I no send you oo
[Refrain]
Onyeọma m ee (Ahnn)
Onwelụ ịfe emelụ ụwa ọdị ụwa mma?
Brother m ee (Ahnn)
Onwelụ ịfe emelụ ụwa ọdị ụwa mma?
Ahnyiee( Ahnn)
Onwelụ ịfe emelụ ụwa ọdị ụwa mma?
Sister m ee (Ahnn)
Onwelụ ịfe emelụ ụwa ọdị ụwa mma aahnaa?
[Bridge]
Kpolobom kpolobom kpolobom, kpom
Susu, suluye suluye suluye, su
[Verse 3]
Ụwa bụ ọsọndị owe ndị
Ọ bụ ịfe na-adị gị mma na-adị nwanne gị mma e e
Ụwa bụ ọsọndị owe ndị
Ọ bụ ịfe na-atị gị ụtọ na-atọ nwanne gị ụtọ e e
Oga na wetin be this eh
Why you dey disturb your self ooh?
For my biz, you just dey talk ooh
Why you no wan face your life ee, why ee e?
[Outro]
Kulu nke gị, ka m kulu nke m
Yezah
Ya aahan
Ife eriri eri ee (Oseniyego)
Nkwụ anwụlụ anwụ (Ima na-osenitego)
Olololo lo e (Oseniyego)
Olololo lo e (Osenitego)
Ekpere m kpele ekpe e (Omebego)
Aja m chụlụ achụụ (Ịma na-obidogo)
Olololo lo e (Obidogo)
Ịfe m yọlụ Chukwu (Na-omebego), ee
Written by: Obiligbo Ebuka
instagramSharePathic_arrow_out