Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Rord kelly
Rord kelly
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Anih Elijah
Anih Elijah
Songwriter

Lyrics

[Intro]
Gbc record
Eeii
Rord
Kelly the bad Kelly the bad man
Uh, see
[Chorus]
N'ime ogbe mụlụ anya chụba ya
Chukwunna ekwena ka anyị chụcha gbalaka
Agha anyị na-anụ kịta bụ agha ndị kalaaka
Ma ọkalọ gị obi, abịakwana tinye aka, che
N'ime ogbe mụlụ anya chụba ya
Chukwunna ekwena ka anyị chụcha gbalaka
Agha anyị na-anụ kịta bụ agha ndị kalaaka
Ma ọkalọ gị obi, abịakwana tinye aka
[Verse 1]
Nwa bịala ije achọgo ịwa from Ikorodu side ka m sị abịa
Joy no dey for my hood, onye ga-eme gị ịwa bị onye ịmama
They go beat you like kid, send-ie gị home ka ịgaa gwa mama
Echi di ime, ihe sọ ya mụọ, na anyị bịala abịa, emechaa, anyị ga-ana
Inwe lighter ka inwe matches
Isee colos imee magic
Erikwana ego m bịa kọọ rubish
Inwụọ lowkey, mmaan kpọ police
Imekata mekata ịpụta outside bịa fụ ka nkwankpa sị akpa
Ibata village m na Ọduma, ịfe a na-akpọ agbusị bụ mgbangba
Mana ọgbaa gị na ike ozugbo ịmụlụ akọ, anya gị ewee saa
E go open your eyes, anya gị ewee saa
[Chorus]
N'ime ogbe mụlụ anya chụba ya
Chukwunna ekwena ka anyị chụcha gbalaka
Agha anyị na-anụ kịta bụ agha ndị kalaaka
Ma ọkalọ gị obi, abịakwana tinye aka, che
N'ime ogbe mụlụ anya chụba ya
Chukwunna ekwena ka anyị chụcha gbalaka
Agha anyị na-anụ kịta bụ agha ndị kalaaka
Ma ọkalọ gị obi, abịakwana tinye aka
[Verse 2]
Oghenadoh oghenadoh
24/7 anyị nọ na ilo
If you come to my zone ịgakwa eko
For Remy grills I don jogodo
Jogodo ohhh
Mama anata oyoyo
M na-apasa on a low
Adị m bad and you know
That's why I no dey jons
Mama anata oyoyo
M na-apasa on a low
Adị m bad and you know
That's why I no dey jons
[Chorus]
N'ime ogbe mụlụ anya chụba ya
Chukwunna ekwena ka anyị chụcha gbalaka
Agha anyị na-anụ kịta bụ agha ndị kalaaka
Ma ọkalọ gị obi, abịakwana tinye aka, che
N'ime ogbe mụlụ anya chụba ya
Chukwunna ekwena ka anyị chụcha gbalaka
Agha anyị na-anụ kịta bụ agha ndị kalaaka
Ma ọkalọ gị obi, abịakwana tinye aka
Written by: Anih Elijah
instagramSharePathic_arrow_out