Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Rord kelly
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Anih Elijah
Songwriter
Lyrics
[Intro]
Rord
Onwelọ
Kelly bad man
[Chorus]
Nwanne, nye m lyta ka m kpọọ
As a verified ogbe
Ihe na-akụ bụ 12 O'clock
As a verified ogbe
Chukwu gbayalụ m na nleka bụ njọọ
As a verified ogbe
Mee ka mgbada kwụta ụgwọọ
As a verified ogbe
I wan dey wear Luis Vuitton
As a verified ogbe
Gotele mama G.Wagon
As a verified ogbe
Owuite off, mbute ike on
As a verified ogbe
Nkeaa bụ ayịyọ anyị na-ayọọ
As a verified ogbe
[Verse 1]
See, as a verified ogbe
M bido chụba ọlụ n'oge
Steady chasing the paper
Never to go broke again
My logo na paper chase
Base on where I bin base
Steady, I dey calculate
Millions wey go fit my age
Jụọ ese maka Onyeolewa
Ezigbo paper chaser
Mmaa mmụcha anya gbala aka
Chukwu biko ekwekwalaa
Amara m na ekele ọlụ
Ọkwa ego ka m ga-ahọlọọ
With my tools, chụba mgbada
Sọsọ ihe m chọọ bụ dollar
[Chorus]
Nwanne, nye m lyta ka m kpọọ
As a verified ogbe
Ihe na-akụ bụ 12 O'clock
As a verified ogbe
Chukwu gbayalụ m na nleka bụ njọọ
As a verified ogbe
Mee ka mgbada kwụta ụgwọọ
As a verified ogbe
See, I wan dey wear Luis Vuitton
As a verified ogbe
Gotele mama G.Wagon
As a verified ogbe
Owuite off, mbute ike on
As a verified ogbe
Nkeaa bụ ayịyọ anyị na-ayọọ
As a verified ogbe
[Verse 2]
See, owuite nwe ezi obi akpọọ
If e come my way ma kọọ
As a legit hustler, a na-akọ akụkọ m akọọ
Ekpele m night and day, Chukwu nna nke m akọọ
Ụmụogbe a na-ebute ike, analọọ azọ eze azọ
Na ogbe, no cast your IP, Mark Kuchiri IG
Chọọ ka mens baa nleka, mana ihe ị na-alụ wụ IT
Get ready ifu m na TV
Na-anụ egwum Na your CD
Anyị abịalọ ịmaba aka, ịma na a bụ m O.G
[Refrain]
Nwanne, nye m lyta ka m kpọọ
As a verified ogbe
Nye m lyta ka m kpọọ
Nye m lyta ka m kpọọ
As a verified ogbe--
[Outro]
Rord
Kelly bad man
Onwelọọ
Written by: Anih Elijah