Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Zyno
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Zyno
Composer
Henry Olisaemeka Urama
Songwriter
Lyrics
[Outro]
Wooo
Otua, otua
Eeii
Way, see
[Chorus]
Melụ ụmụaloba eye wey see (Wey see)
Ka anyị gbalụ ego BTC (TC)
Anyị esendịlọọ PVC
Ndị ọchịchịaa chọlụ ịnalụ anyị isi
Melụ ụmụaloba eye wey see (Wey see)
Ka anyị gbalụ ego BTC (TC)
Anyị esendịlọọ PVC
Ndị ọchịchịaa chọlụ ịnalụ anyị isi
[Refrain]
BTC, BTC
Ka anyị gbalụ ego BTC (Kee way, Kee way)
Anyị esendịlọọ PVC
Ndị ọchịchịaa chọlụ ịnalụ anyị isi
BTC, BTC
Ka anyị gbalụ ego BTC (Kee way, Kee way)
Ka anyị gbalụ ego BTC
Ndị ọchịchịaa chọlụ ịnalụ anyị isi
[Verse 1]
Woo, ego melụ m ji amụlụ anya
No sleep till m nalụ aka
Jegwakwa miss m na m na-abata, ka m jekwa bute ego anyị ji agbata ana
Sịa butukwaa na-ọga adịkwa mma
Owuite is gone, makana Chi dị mma
Poverty alagokwa m yayaya
But now, "On God, shutdown n'akpa m"
Ịma na ụmụ ogbe, we show love
In the broke days, boys dị so rough
Ego abatago, but ọbịalọ in bulk
Nee sapa chọlụ ibunyezi m award
Dear God
"Mee my matter oh Lord"
"Lụọ my case oh Lord"
"Bulu my file", we fast and pray, "Oh Lord"
Achọlọkwa m Honda Accord, ọkwa Benz, "Oh Lord"
"Nee my guys oh Lord"
"Kanyị ncha winie once, we dey pray, oh Lord"
We fast and pray "Oh lord"
Na-echezikwanụ better days, we dey hope "oh Lord"
Wooo
Na-echezikwanụ better days, we dey hope "oh Lord"
Fast and pray "Oh lord"
Na-echezikwanụ better days, we dey hope "oh Lord"
[Chorus]
Melụ ụmụaloba eye wey see (Wey see)
Ka anyị gbalụ ego BTC (TC)
Anyị esendịlọọ PVC
Ndị ọchịchịaa chọlụ ịnalụ anyị isi
Melụ ụmụaloba eye wey see (Wey see)
Ka anyị gbalụ ego BTC (TC)
Anyị esendịlọọ PVC
Ndị ọchịchịaa chọlụ ịnalụ anyị isi
[Refrain]
BTC, BTC
Ka anyị gbalụ ego BTC (Kee way, Kee way)
Anyị esendịlọọ PVC
Ndị ọchịchịaa chọlụ ịnalụ anyị isi
BTC, BTC
Ka anyị gbalụ ego BTC
Ka anyị gbalụ ego BTC
Ndị ọchịchịaa chọlụ ịnalụ anyị isi
[Outro]
"Mee my matter oh Lord"
"Lụọ my case oh Lord"
"Bulu my file", we fast and pray, "Oh Lord"
Achọlọkwa m Honda Accord, ọkwa Benz, "Oh Lord"
"Nee my guys oh Lord"
"Kanyị ncha winie once, we dey pray, oh Lord"
We fast and pray "Oh Lord"
Na-echezikwanụ better days, we dey hope "oh Lord"
Written by: Henry Olisaemeka Urama, Zyno