Top Songs By Kodopearl
Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Kodopearl
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Obiechina Victor
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Gbedu Beat
Producer
Lyrics
[Verse 1]
Nekene nwa mgbeke sị na okwuya adịghị ekwe okwukwu
Dinta mụ na ya soro je nta sị na ụkwu m dị ka ụkwụ anụ
Abobi, kererenke o, be careful o maka ndị ekerebe o
Ịchụọ mmadị ịchụọ mmụọ, soro mmụọ gbuo mmadụ gị na onye ga-ebi oo
[Chorus]
Ọ bụ onye mere ifenada
Nekene nwa okpeke m fụrụ na ezi jụọ ya ese, ọ sị na ọ na-agụ akwụkwọ
Ọ bụ onye mere ifenada
Nwaikorobịa na-achụ ego gbadokwa anya maka okwu gị ịba na akụkọ
Ọ bụ onye mere ifenada
Gwa m, gwa m, gwa m, gwakene m, gwakene m ịfe melụ eji a na odogwu na aka
Ọ bụ onye mere ifenada
Maka na odogwu ji ifeeee, odogwu na-epe mpe
Ọ bụ onye mere ifenada
Mina mina, sia sia, mina mina o, ọkwa mmadụ ka a na-agwa
Ọ bụ onye mere ifenada
Ifeọma na-atọ m, ifeọma na-atọ m, tọkarịa sapele water
Ọ bụ onye mere ifenada
Ife egwu na-atọ m, ife egwu na-atọ m, ọ na-atọ m karịa nsewa
Ọ bụ onye mere ifenada
Ife nwa na-atọ, ife nwa na-atọ, ọ na-atọ hmmm
[Verse 2]
See me, call me, show me way
Ka m solo ọgaranya rie ife
Ọga Titus o, gbakene m shietus
Ka mụ buru ike, ka mụ kụbanụ na Cyprus
Ọga Titus o, gbakene m shietus
Ka mụ buru ike, ka mụ kụbanụ na Cyprus
[PreChorus]
Ịchụọ mmadị ịchụọ mmụọ, soro mmụọ gbuo mmadụ gị na onye ga-ebi oo
[Chorus]
Ọ bụ onye mere ifenada
Nekene nwa okpeke m fụrụ na ezi jụọ ya ese, ọ sị na ọ na-agụ akwụkwọ
Obueonye mere ifenada
Nwaikorobịa na-achụ ego gbadokwa anya maka okwu gị ịba na akụkọ
Ọ bụ onye mere ifenada
Gwa m, gwa m, gwa m, gwakene m, gwakene m ịfe melụ eji a na odogwu na aka
Ọ bụ onye mere ifenada
Maka na odogwu ji ifeeee, odogwu na-epe mpe
Ọ bụ onye mere ifenada
Mina mina, sia sia, mina mina o, ọkwa mmadụ ka a na-agwa
Ọ bụ onye mere ifenada
Ifeọma na-atọ m, ifeọma na-atọ m, tọkarịa sapele water
Ọ bụ onye mere ifenada
Ife egwu na-atọ m, ife egwu na-atọ m, ọ na-atọ m karịa nsewa
Ọ bụ onye mere ifenada
Ife nwa na-atọ, ife nwa na-atọ, ọ na-atọ hmmm
Written by: Obiechina Victor