Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Nuno Zigi
Nuno Zigi
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Ayadinuno Okechukwu Obiora
Ayadinuno Okechukwu Obiora
Songwriter

Lyrics

Bless this day, oh God, we pray
Ka anyị na-amapụ n'okwukwe
All my guys ga-ebute ike
Ego anyị amaa ngwụ agwụ
Bless this day, oh God, we pray
Ka anyị na-amapụ n'okwukwe
All my guys ga-ebute ike
Ego anyị amaa ngwụ agwụ
As plenty money don dey
Health and long life e go dey
Me, my friends na ikwu na ibe m
Anyị ncha ga-enwe ọṅụ
Yeaahh
Yeaahh
No de feel like say time no dey
God no dey sleep, Him go surely bless your hustle, calm down
Mgbe m na-enwelọọ ma dime
Ọ kwa m nọ na-eche my time
Kịtaa, nwoke nọ high demand
Abọbi kwụlụ na line
Kwechili, soon, sun go shine
Alọba tọ na your grind
Akalaka dị divine
Chelụ your time
Ọọ ka ọra m n’ọnụ
Yeah
Nwanne, Chukwu agọzigo m, ọ dịgo irreversible
Nne m afụburọọ chaa, adịgo comfortable
Kịtaa the money na-akpọ m, I’m always available
I’m making ezigbo green, mbada vegetable
Ife na-ekweburọọ mee, adịgolị possible
M bịa lotebe the past, akịkọ dị horrible
Ọọ rọzi Olisa na-edu m? Ọ lụgo the miracle
Aka na-ebubu the boy before, kịtaa nwoke dị capable, yeah
Bless this day, oh God, we pray
Ka anyị na-amapụ n'okwukwe
All my guys ga-ebute ike
Ego anyị amaa ngwụ agwụ
As plenty money don dey
Health and long life e go dey
Me, my friends na ikwu na ibe m
Anyị ncha ga-enwe ọṅụ
Yeaahh
Yeaahh
No dey feel like say time no dey
God no dey sleep, Him go surely bless your hustle, calm down
Bless this day, oh God, we pray
Ka anyị na-amapụ n'okwukwe
All my guys ga-ebute ike
My mama ga-amụ amụ
Written by: Ayadinuno Okechukwu Obiora
instagramSharePathic_arrow_out