Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Odumeje
Performer
Flavour
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Chukwuemeka Ohanemere
Songwriter
Lyrics
Janumee
Odumeje
Masta
Ida
Janume ma jinu mee
Ụmụ enu ụwa
Na-akwụlụ Odumeje ọgụ
Ụmụ enu ụwa
Na-ejelụ Odumeje n'alụsị
Abụ m ọgwụ
Anaa agwọ m agwọ
Janụ meji nunu mee
Janụ meji maji loo kili
Janụ meji nunu mee
Janụ meji maji loo kili
Ụmụ Jesus Christ
Ike ka ike bụ ihe a na-ekwu
Ụmụ Jesus Christ
Ike ka ike bụ ihe a na-ekwu
Ụmụ Jesus Christ
Unu ncha ga-abụ multimillions
Ụmụ Jesus Christ
Ike ka ike bụ ihe a na-ekwu
Ụmụ Jesus Christ
Unu ncha ga-abụ multibillions
Ụmụ Jesus Christ
Ike ka ike bụ ihe a na-ekwu
Are you in America?
Are you in Europe?
Are you in China?
Coronavirus
Will never see you, Lion family
Lion family, you're covered
Anu meji mee
Janu meeji maji loo kili
Odumeje, eh
Indabosky Bahose
Odumeje, eh
Indabosky Bahose
Jesus Christ nụ
Ọ na-eme nwa ogbenye, ọ bụlụ ọgaranya
Jesus Christ
Ọ gwọ isi, agwọ ngwọrọ
Odumeje
Ofu onye adaa anụ ụda egbe
Odumeje
Adaa ahụ ọka na filling station
Janume jinu ma, eh
Janume ma ejimaja oji
Original Mr Flavour (Ọyọlịma)
A na-azọ Eze azọ?
Onye Chi mere eze, ga-abụ eze
Anaghị achụ ụwa n'ike
Ife Chukwu kwulu, ya ga-eme, iyee iyee
Anyị adaa ama aka
Ike ka ike bata, na ị ga-amanụ
Anyị adaa atụ ụjọ
Ka ike ka ike bata, fa ga-ekwete
(Ife a na-emena, fa na-ekwu chọọchọọchọọ)
(Mba a na-abara agụ)
Mba a na-abala agụ
(Ife a na-emena, fa na-ekwu chọọchọọchọọ)
(Mba a na-abara agụ)
Chai
Odumeje ọgụ
Odumeje war
Duru anyị gabanụ
Anyị so gị aganụ
There is power, mighty power
In the name of Jesus Christ
Ụmụ Jesus Christ
Ike ka ike bụ ihe a na-ekwu
Ụmụ Jesus Christ
Ike ka ike bụ ihe a na-ekwu
Ụmụ Jesus Christ
Unu ncha ga-abụ multimillions
Ụmụ Jesus Christ
Ike ka ike bụ ihe a na-ekwu
Ụmụ Jesus Christ
Unu ncha ga-abụ multibillions
Ụmụ Jesus Christ
Ike ka ike bụ ihe a na-ekwu
Odumeje
Indabosky Bahose
Ọọ kwa mụ na Flavour
Ijele one of Africa
Anunu me jikwa
Janumeji maji looji
Odumeje
Nwata sili ike, sie jaja
Masta
Mix Monster
Yes, this is Lion's family
Nwanne, mpa gị emenwuru ya?
Mpa m menwuru ya
Give them
Written by: Chukwuemeka Ohanemere