Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Jeriq
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Jeriq
Songwriter
BAMAIYI BENJAMIN ADEBOYE
Composer
PRODUCTION & ENGINEERING
Evandrillist
Producer
Lyrics
[Intro]
Ogbe
[Chorus]
900M plus 100M in USD, my escape plan
Rolling my sharwama, zero wahala, ọkụ adịlọ in my lamp
Railway Holyghost ka anyị sị abanye c2, sị Ụwanị wee banye camp
I live thug life, mana ama m akwụkwọ, A1 boy, a pass m jamb
900M plus 100M in USD, my escape plan
M na-nwe ndịdị na-ekpe ịafe omịmị
One day I know my sun will shine
Ahh, anọkwa m in danger, mana m ga-emeli ka Enugu Ranger
Gba kpị m, jee jụọ your exchanger
Amadịọha abụlọ kwa Ikenga
[Verse 1]
Fa che na mụnwa awago, but I came back like a prodigal son
Awụgo m concri, saa motor, I can't mention some kind illegal jobs (Iyoo)
Okwu ego ka m na-ekwu, ịchọ my verse m ga-enye gị invoice (Ịmakwa)
Shawty said "she want to come", only cum I need now is income
Back then n'ịme nkpọr, swag anyị is white bathroom slippers
Movement m digital compass, I need God personal contact
Mpa anyị ejịlọ ego, since amụụ mụ, no christmas cloth
E use m Xpress music, HTC, Nokia torch, Symbian phone
[Chorus]
900M plus 100M in USD, my escape plan
Rolling my sharwama, zero wahala, ọkụ adịlọ in my lamp
Railway Holyghost ka anyị sị abanye c2, sị Ụwanị wee banye camp
I live thug life, mana ama m akwụkwọ, A1 boy, a pass m jamb
900M plus 100M in USD, my escape plan
M na-nwe ndịdị na-ekpe ịafe omịmị
One day I know my sun will shine
Ahh, anọkwa m in danger, mana m ga-emeli ka Enugu Ranger
Gba kpị m, jee jụọ your exchanger
Amadịọha abụlọ kwa Ikenga
[Verse 2]
I challenge you, take one post
Mụnwa takia blessing, blessing (Blessing, blessing)
Chukwu sub ọ my line with unlimited flexing
10M on dressing, no more okirika testing, testing
Boys are progressing
It's cold outside, jee jụọ Buju BNXN
Sọsọ mgbe mje esekpelu anị bụ na m chọ ịkpelụ Chukwunna ekpele
Anyị awaa, ojemba enweịlo, oga, no accident oh, ịje awele
Ah, a na-agba war n'Awka, scores is 4 man down (Chai)
Free my men na ime nga, fa na chọ escape plan
[Chorus]
900M plus 100M in USD, my escape plan
Rolling my sharwama, zero wahala, ọkụ adịlọ in my lamp
Railway Holyghost ka anyị sị abanye c2, sị Ụwanị wee banye camp
I live thug life, mana ama m akwụkwọ, A1 boy, a pass m jamb
900M plus 100M in USD, my escape plan
M na-nwe ndịdị na-ekpe ịafe omịmị
One day I know my sun will shine
Ahh, anọkwa m in danger, mana m ga-emeli ka Enugu Ranger
Gba kpị m, jee jụọ your exchanger
Amadịọha abụlọ kwa Ikenga
[Outro]
Can your grandfather do this?
Written by: ANI JERIQ, BAMAIYI BENJAMIN ADEBOYE