Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Rord kelly
Rord kelly
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Anih Elijah
Anih Elijah
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Dexter On The Beat
Dexter On The Beat
Producer

Lyrics

[Intro]
Rord
Kelly the bad, Kelly the bad man
O nwelọọ
Woah
I’m going crazy
Ka m nọlọ onwe m
Woah
Pow, pow, pow, pow, pow
Ebe m ọfụma
Yeah
Onye mgbawa obi
Woah
[Verse 1]
Stop keeping me as second option
You know I'm more than that, change you intention
Tried so hard to get your attention
Now, you're putting me on so many pleasure
Girl, I'm fed up I wanna quit
I don't react, but I know you cheat
You're making me look like a beast
Using my heart to play and feast
Nnwa, asị m love gbakwaa ọkụ
Ka m nọlọ onwe m, kama m ga-anwụ
Tell asa ọzọ mụ na ya ga-alụ
Ị ma n-change-nwu, ọ fịalụ gị alụ
They told me na ị na-apịawa azụ
I doubt, kịtaa, alụ na-afụ m ụfụ
To God, ị ma na i nwerọọzi ọnụ
For my side, ị dịzi ka ụsụ
[Verse 2]
All she want is bank alert
She is fake, wanna be living large
Sugar daddy ya nwee zero packs
Mana ọ sị m gaba gym for 6 packs
Hear me out, nnwa agbago m ala
Worst part bụ na ọ dịlọọ enyelụ m aka
Kịtaa the love efogo m n'anya
Ọ kala gị mma i bulu akpa gị naba
She get bad character
Upon that, no talasa
Her friends bad too, one na Chinasa
She deceive am to go Canada (To do what?)
Your mama dey Canada? (She no dey)
Your papa dey Canada? (He no dey)
Your siblings them dey Canada? (Them no dey)
You wan go do runs without Visa (Omo ale)
[Bridge]
I’m going crazy
Ka m nọlọ onwe m
Woah
Pow, pow, pow, pow, pow
Ebe m ọfụma
Woah
Onye mgbawa obi
Leave me, leave me
[Outro]
Gbess
Ka m nọlọ onwe m, kama m ga-anwụ
O nwelọọ
Kelly the bad, Kelly the bad man (Bad man)
G-B-C
Written by: Anih Elijah
instagramSharePathic_arrow_out