Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Jeriq
Jeriq
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Jeriq
Jeriq
Songwriter
BAMAIYI BENJAMIN ADEBOYE
BAMAIYI BENJAMIN ADEBOYE
Composer
PRODUCTION & ENGINEERING
Evandrillist
Evandrillist
Producer

Lyrics

[Intro]
My only mandate is win or win
Abụlọọ m onye army mana nwanne, alụgo m military biz
Ịmalọ ka osi adị, two things m na-achọ bụ cheese and peace
Ọbala na-agba m mana mma nkwụsị till I fulfil my dream
[Verse 1]
My only mandate is win or win
Abụlọọ m onye army mana nwanne, alụgo m military biz
Ịmalọ ka osi adị, two things m na-achọ bụ cheese and peace
Ọbala na-agba m mana mma nkwụsị till I fulfil my dream
I don see things I can't unsee
[Chorus]
Ahh, the aim bụ to make it out the mud
Ndị mmadụ emego m ịwa, I don't know who to trust
Ndọlị ndọlị till I get enough
M na-emekwa omenala and I believe in God
[Chorus]
The aim bụ to make it out the mud
Ndị mmadụ emego m ịwa, I don't know who to trust
Ndọlị ndọlị till I get enough
M na-emekwa omenala and I believe in God
[Refrain]
Eh, echi dị ime, gaba n'iru, echi dị ime
Echi dị ime, dị ime
[Verse 2]
Kedụ ebe m ga-ebido? Ọkọtọ akarịa, mpa, na alụ emego
Ụwa mgbede ka m ma ajụ ese, Sir Mike Ejeagha akụbago
Fighting demons ka ndị mgba
Hunting cheddars ka ndị nta
Diọkpa, middle man abụlọ the plug
Ndị oga adịlọ agbakwa ọsọ afịa
I give no word to ndị ekwulekwu
I drive and fly, akwa Chi na-edu
Transacting foreign and local
I rise and shine, akpa m julu eju
Home base m jọlụ ezigbo njọ
Dreaming big, Joseph, ọrọ nlọ
Ọlụ ndị amoosụ, "back to sender"
Last man standing no challenger
[Chorus]
The aim bụ to make it out the mud
Ndị mmadụ emego m ịwa, I don't know who to trust
Ndọlị ndọlị till I get enough
M na-emekwa omenala and I believe in God
[Chorus]
The aim bu to make it out the mud
Ndị mmadụ emego m ịwa, I don't know who to trust
Ndọlị ndọlị till I get enough
M na-emekwa omenala and I believe in God
[Refrain]
Eh, echi dị ime, gaba n'iru, echi dị ime
Echi dị ime, dị ime
Written by: ANI JERIQ, BAMAIYI BENJAMIN ADEBOYE
instagramSharePathic_arrow_out