Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Phyno
Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Chibuzor Nelson Azubuike
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Alex Solano
Immersive Mixing Engineer
Jaysynths
Producer
Lyrics
[Verse 1]
Ude nwa
Nzube nwa
Ichito nwa
Oloye nwa
M tụba nwa
Fa sịkwa Atalanta
Obi gị adịkwa mma
Fa ji propaganda
[PreChorus]
Mmiri ozuzo, go go go
Anyị na-ebikwe elele, do do do
Ka ịma nke a, ịma nke ọzọ
Make money, akpọ gị
Senior man, Elon Musk o
Shut down mmemme ọzọ
[Chorus]
Olisa Emeka, ịmazi ife na-eme
Asị m gị akọna mmadụ
Ọkwanụ onye ji ego na-ekwu o
Asị m gị agwala mmadụ
Anọ m ọfụma, onwelọ ife na-eme
Asị m gị agwala mmadụ
Ọkwanụ onye ji ego na-ekwu o
Asị m gị akọna mmadụ
Kene Chukwu okike, Nya bụ afịa na-ele
Asị m gị akọna mmadụ
Ọkwanụ onye ji ego na-ekwu o
Asị m gị akọna mmadụ
Anọ m oriri, onwelọ ife na-eme
Asị m gị agwala mmadụ
Ọkwanụ onye ji ego na-ekwu o
[Refrain]
Ịmana ọhawakwa (Ọhawakwa)
Obidogokwe (Obidogokwe)
Ọpayitewe (Ọ payitewe)
Origorogo (O rigorogo)
Ọhawakwa (Ọhawakwa)
Omebegokwe (Omebegokwe)
Ofebegokwe (Ofebegokwe)
Fa anabagokwe (Ife emebegokwe)
[Verse 2]
E dey play, e dey show
Ịma na adị m cha
We dey work we dey ball
Ịma na ịkara aka
Anytime we show
Ọbụlụ ọgụ na mgba
Nwa akwọkwa na azụ na ọmakwanụ na akpị na-agba
[PreChorus]
Mmiri ozuzo, go go go
Anyị na-ebikwe elele, do do do
Ka ịma nke a, ịma nke ọzọ
Make money, akpọ gị
Senior man, Elon Musk o
Shut down mmemme ọzọ
[Chorus]
Olisa Emeka, ịmazi ife na-eme
Asị m gị akọna mmadụ
Ọkwanụ onye ji ego na-ekwu o
Asị m gị agwala mmadụ
Anọ m ọfụma, onwelọ ife na-eme
Asị m gị agwala mmadụ
Ọkwanụ onye ji ego na-ekwu o
Asị m gị akọna mmadụ
Kene Chukwu okike, Nya bụ afịa na-ele
Asị m gị akọna mmadụ
Ọkwanụ onye ji ego na-ekwu o
Asị m gị akọna mmadụ
Anọ m oriri, onwelọ ife na-eme
Asị m gị agwala mmadụ
Ọkwanụ onye ji ego na-ekwu o
[Refrain]
Ịmana ọhawakwa (Ọhawakwa)
Obidogokwe (Obidogokwe)
Ọpayitewe (Ọ payitewe)
Origorogo (O rigorogo)
Ọhawakwa (Ọhawakwa)
Omebegokwe (Omebegokwe)
Ofebegokwe (Ofebegokwe)
Fa anabagokwe (Ife emebegokwe)
Written by: Chibuzo Nelson Azubuike t/as Phyno