Top Songs By Chief Stephen Osita Osadebe
Similar Songs
Lyrics
Onye ga-agwa m obodo dị n'ụwa na-adaa ese okwu o?
Onye ga-agwa m obodo dị na ụwa na-enwerọọ nsogbu o?
O wee bụrụ nke Nigeria ga-abụzi nụ okwu o
Ụmụ nne m o, bikonụ, n'udo nụ ka anyị ga-eji nwee mmeri nụ
Onye chili jebe, ibe ya ekpelụ gaba
Onye nụ ga-ekwenụ o?
Unu afụgozinụ
Ife ifele nụ
Ka ọ na-abịa
Ife ga-eme na be ndị ọzọ
Anyị eje nụ ga dozibe nụ o
O wee bụlụ nke dị na beanyị
Ka anyị na na-edozinwu
Ụmụ nne, biko, ka anyị jikọtanụ udo n'ụwa
Ụmụ nne, biko, ka anyị jikọtanụ udo n'ụwa
N'ofu obi
N'ọlụlụ nụ
N'olili nụ
Anyị jebe nụ
Anyị abịazie nụ
Anyị jebe nụ
Anyị emerie nụ
Anyị ṅụrịba nụ
Anyị ekewazienụ
Anyị ekpezịa
Anyị eburue nụ
Anyị ekwutego
Ife onye nwere ike ime nụ
Ya biko nụ mebenụ o
Ka obodo anyị Nigeria dịzienụ n'udo nụ o
Nke m nwelụ o
Na m jọmas biri
M ji nwelụ o
Towenụ Chukwu (Nnandi)
Tinye nke yị nụ o
Ka ndị nke anyị
Tinye nke ya
Ka anyị birinụ n'udo nụ o
Unu afụgozinụ
Ife ifele nụ o
Ka ọ na-abịa nụ
N'ofu obi
N'ọlụlụ nụ
N'olili nụ
Ka anyị jikọta nụ
Anyị abịazienụ
Anyị ejebenụ
Anyị aṅụrịa nụ o
Ụmụnne biko
Ife ga-eme na be ndị ọzọ
Anyị eje nụ dozibe nụ
O wee bụlụ nke dị na beanyị o
Ka anyị na-edozighị
Ụmụnne biko
Ka anyị jikọta n'udo n'ụwa
N'ofu obi
N'ọlụlụ nụ
N'olili nụ
Ka anyị jikọta nụ
Anyị abịanụ
Anyị ekpebe nụ
Ife ga-eme na be ndị ọzọ
Anyị ejee nụ je dozibe nụ o
O wee bụlụ nke dị na beanyị nụ o
Ka anyị na a ga-edozinwu
Unu afụgozi nụ o
Ife ifere nụ
Ka ọ na-abịa nụ
Anyị ejikọta nụ
Anyị abịazie nụ
Anyị ejebe nụ
Anyị ebili o
Anyị ekewaa nụ
Anyị e kpozichaa
Anyị ekwulu nụ
Anyị jikọta
N'ofu obi
N'ọlụlụ
N'olili nụ
Ka anyị jikọta nụ
Anyị abịazienụ
Anyị ejebenụ
Anyị emelienụ
Ife ga-eme na be ndị ọzọ
Anyị ejenụ dozienụ o
Ọ bụlụ nke dị na beanyị o
Ka anyị na a ga-edozinwu
Written by: Osadebe