Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Rord kelly
Rord kelly
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Anih Elijah
Anih Elijah
Songwriter

Lyrics

[Intro]
Gbc record
Rord
Kelly bad man
Onwelọ
See
[Verse 1]
With due respect I don see shege
I don see tege
I'm on set nothing dey ṣẹlẹ
Nothing dị eme m
If I'm upset, don't call Ebere
Don’t call ijele
And If you check I hold my tele
I no be sele
No dey follow me back to back
Disturb me with bank alert
I no come to play karate
I enter to chop salad
No dey stress me as I dey my own I dey on guard
You talk say I no bad
I want money no be bad
[Chorus]
Nganga mụ na Chi m o, Nganga mụ na Chi m o
Nkata kpaa n'isi ruo
Imana Chi m eworo ngaji gbukebe na isi
Kpabala mụ ụka ego wụ o tinyere tinyere
Chi mụ sikwala mụ haa ego na ego akalọ mụ oo
Onye ọcha, olee etụ imere ụwa na ị dịwo Chukwu na aka
Asị m olee etu imere ụwa, ọdịwo Chukwu na aka
Ozi nzi ziere m Chi m oo
Ezigbo ozi nzi zienụ Chi m o
Na Chi m agbanịgokwa
Nganga mụ na Chi m o, Nganga mụ na Chi m o
Nkata kpaa n'isi ruo
Imana Chi m eworo ngaji gbukebe na isi
Kpabala mụ ụka ego wụ o tinyere tinyere
Chi mụ sikwala mụ ny ego na ego akalọ mụ oo
Onye ọcha, olee etụ imere ụwa na ị dịwo Chukwu na aka
Asị m olee etu imere ụwa, ọdịwo Chukwu na aka
Ozi nzi ziere m Chi m oo
Ezigbo ozi nzi zienụ Chi m o
Na Chi m agbanịgokwa
[Verse 2]
Them say I like money, why?
Because I'm working 24/7 dey my balcony dey high
Sometimes I discuss with the devil about Economy
I need money no be sorry
No pet me without money
Mahadun no be poly walahi
[Verse 3]
Opi mụ kpọbala mụ omeka agụ o (Che Che Che, yeeh)
Ima na mụ agbago na iroo (Dikeh dikeh, mmm, dikeh)
Inezie anya ịfụ na ndị ilo n'eko (Aluzi ana egburu inyinya)
Ichefugo m mgbe m na-agba apirikoo
Because of ego, kita omebego
[Chorus]
Nganga mụ na Chi m o, Nganga mụ na Chi m o
Nkata kpaa n'isi ruo
Imana Chi m eworo ngaji gbukebe na isi
Kpabala mụ ụka ego wụ o tinyere tinyere
Chi mụ sikwala mụ haa ego na ego akalọ mụ oo
Onye ọcha, olee etụ imere ụwa na ị dịwo Chukwu na aka
Asị m olee etu imere ụwa, ọdịwo Chukwu na aka
Ozi nzi ziere m Chi m oo
Ezigbo ozi nzi zienụ Chi m o
Na Chi m agbanịgokwa
Nganga mụ na Chi m o, Nganga mụ na Chi m o
Nkata kpaa n'isi ruo
Imana Chi m eworo ngaji gbukebe na isi
Kpabala mụ ụka ego wụ o tinyere tinyere
Chi mụ sikwala mụ ny ego na ego akalọ mụ oo
Onye ọcha, olee etụ imere ụwa na ị dịwo Chukwu na aka
Asị m olee etu imere ụwa, ọdịwo Chukwu na aka
Ozi nzi ziere m Chi m oo
Ezigbo ozi nzi zienụ Chi m o
Na Chi m agbanịgokwa
Written by: Anih Elijah
instagramSharePathic_arrow_out