Top Songs By Ofour2
Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Ofour2
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Okorie Bright Ugochukwu
Songwriter
Lyrics
Hello ,guy nee Anya,,That your Germany man just dropuo 2 dollar ,,Jesussss 2 dollar na ochichia?? Inukwa
As iyoo ,iyoo ,okwa anyi nia O42 ,,,
Ima na Ugochukwu Nwa ukwu aku from a typical village mechaziri tuba olu ,,
Na akwukwo umu ogbe chapter 1 verse 2 ,onye na atulo olu oburu onu ,,
So you better go hustle to conquer poverty ,,too God The Ngozi na abiazi in higher qualities ,,your people ejirodu sef,,ibia add na nkea anyi ,forgetting say na your home you go begin charity,,,
Abum an igbo na eme ofuma kaobu Yoruba,,we are alive today Maka chukwu and Maka na amara chukwu ka bara uba ,,so many men gbaa m oji mgbe nwoke lekaa kitaa anuum na aju Pagazi fa ,,,chukwu ka na ekwu Maka Sodom na Gomorrah ebe ndi nke kitaa di mean achu akunauba ,,ekpere anyi bu ka Benz, gbaa na Corota,,, .
Chineke nke eligwe ,,, (Tatao mpa choi ]
Ezi nna na iga adi o ,,,,[Iyooo)
Umu gi si gi dalu oo.
Maka na Mgbada na akwutazi ugwo ,, 2X .
My main name bu Bright ,,Afam bu Ugoo .
Mana ndi ogbe kporo m Iyoo .
When we are outside ,ifu anyi Zoo ,,
M ga afu 1 million dollar before m ekoo ,,
Tufiakwa God forbid na nleka bu njo,,,anyi tabulu afufu but now we dey flenjo ,,we know say short Cut dey game ma Ogechukwu kacha uto ka Tumbo ,,,,
Mpa malu na mgbada na akwutazi ugwo ,,
M bido rap odi ka akpobago ubo , For now men na akugodu low key mana sooner mu eje bunata ugbo ,The blessings adiro hidden ,,steady cooking,,the studio bu my kitchen.
Chukwu nna da eme ,Olisa daalu. You are big and big for a reason
Chineke nke eligwe ,,, (Tatao mpa choi ]
Ezi nna na iga adi o ,,,,[Iyooo)
Umu gi si gi dalu oo.
Maka na Mgbada na akwutazi ugwo ,, 2X .
Written by: Okorie Bright Ugochukwu