album cover
Amala Ubor
14,246
World
Amala Ubor was released on September 4, 2023 by DG Records as a part of the album Amala Ubor - Single
album cover
Most Popular
Past 7 Days
00:00 - 00:05
Amala Ubor was discovered most frequently in the first few seconds of the song during the past week
00:00
00:15
00:30
00:35
00:55
02:00
00:00
02:38

Music Video

Music Video

Credits

Lyrics

Imakwana fa ga ekwe fa ga anu fa ga afu na anya ma fa nuzia amala ubor
 
Imakwana fa ga ekwe fa ga anu fa ga afu na anya ma fa nuzia amala ubor
 
Onweli Ndi Nwe Obodo Enwe ..Ndi Afu bu Ndi Chukwu Gozili
Onweli ndi obodo ji bili .. ndi afu bu ndi Chukwu gozili
Nnekwu Mmawu abatago ooh Ina afu ife ona eme eeh.. Ka amalugi ties na Anya aah
Agu bata mgbada awalu oso ooh..Ife ekwulu ka ana emeeeh …
 
Haiyeiyeiye iyeeoooh
 
Imakwana fa ga ekwe fa ga anu fa ga afu na anya ma fa nuzia amala ubor
 
Imakwana fa ga ekwe fa ga anu fa ga afu na anya ma fa nuzia amala ubor
 
Amala ubor bu amala Chukwu ..Amala anyi na ekwu okwuya nya bu Ngozi chinaenye Adia azoro eze azo.
Chukwu olisa na emeze onye omelu eze ochie. obele nwa na akuzi ofuma imana obu amala Chukwu
Onye nweli ego na adi iche no be say them say obata obodo asalu oku mmawu ka mmawu na aku egwu
Ka isolu nwe nweli obodo iga eme ife ana afu anya Adia agba aka eme odogwu emebe emebe amalu mmawu.
 
Emebe Emebe amulu mmawu
Emebe Emebe amulu mmawu
Ijele Okwa Nya Ka Anyi na Ekwu
Emebe Emebe amalu mmawu
Imakwa Ndi Nwe Ife Nokwa anyi na ebe
Emebe Emebe amalu mmawu
 
Eziokwu na fa ga ekwelili ijele Africa
 
Imakwana fa ga ekwe fa ga anu fa ga afu na anya ma fa nuzia amala ubor
 
Imakwana fa ga ekwe fa ga anu fa ga afu na anya ma fa nuzia amala ubor
Written by: Doublegrace, Naijasure
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...