Top Songs By Umu obiligbo
Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Umu obiligbo
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Obiligbo Ebuka
Songwriter
Obiligbo Ifeanyi
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Umu obiligbo
Producer
Lyrics
Ọ kwa a ka na-anụnụ ọgụ
Police e wee bịa
Asịkwa m aṅụna ngwọ, na nke bụ nkwụ na-abịa
M sị na o lue ka o si elu, na ndị a na-ekwu na-abịa
Eeh na-abịa
Ngwa gwakwa ofeke pụọ n'ụzọ, na ndị a na-ekwu na-abịa
Ọ na-abịa
A na-esi ibobo gọọ, Ụmụ Obiligbo abịa
Hard man ewusigo, ife anyị na-achụ bụ owo, eeh owo
Asị m na hard man ewusigo, ife anyị na-achụ bụ owo
Ọ sọlụ fa, ọ sọlụọ fa, ife ọma ga-eme n'ọgbọ, ọ ga-eme
Abatalụ m be Amechi
O bulu laptop n'aka
M jụọ Meeche nwanne m, ọ sị na ọ na-atụ ọlụ
Mgbe anyị na-agụ akwụkwọ, Amechi edenwulọọ afa ya
M jụọ Meeche, "Nwanne, onye iti ọ na-atụ ọlụ?"
Amechi nwanne m, ngwụlọ ọ na-agba ọsọ?
Iyoo, aahe, ndị a na-ekwu na-abịa, fa na-abịa
Iyooo, ayeeeh, ife ọma ga-eme n'ọgbọ
Ị ma mbọsị m ji tụba egwu ndị a na-akpọ Nonso? Eeh, Nonso
Asị m, ị ma mbọsị m ji tụba egwu ndị a na-akpọ Nonso? Eeh, Nonso
Ị makwa na Nonso jelụ Congo, ebe ọ na-achọ Comfort?
Ị makwa na Nonso jelụ Congo, ebe ọ na-achọ Comfort?
Ịfụgo ife nwaanyị na-eme? Nonso nọ nga na away
N'Obodo Congo, ebe ọ na-achọ Comfort, eeh, Comfo
Hard man ewusigo, ife anyị na-achu bụ owo, eeh owo
Okwu m gwalụ guy man ukwu ọkụ, consider akpa gị
Ukwu na-acha gị ọkụ, consider akpa gị
Ukwu na-enwu gị ọkụ, consider akpa gị
Nni nnwa (Ọ galago ọnụ)
Pampers (Ọ galago ọnụ)
Papa ejima, bụzikwa ego
Iyooo, aahe, ife ọma na-eme n'ọgbọ
I jenụgo ekpere n'ugwu nsọ?
Asị m, i jenụgo ekpere n'ugwu nsọ?
Ebe ife dị ike na-eme, ayeh
Ọchọokwu kpachalụ anya gị
Asị m ọchọokwu kpachalụ anya gị
Maka ịchọta onye chi ya fụlụ n'anya, ọ kwa ịma na ikotago
Eeyah eh
Chukwu Okike bụ mpa, eeh
Ife m tulu ya "Ọmapụta Obie"
Ọọzikwa ọgbọ ọgụ Ndị Nsọ
Eeyah eh
Amaka m ife na Nnewi, ọ bịa Otu Onitsha na ọ ga-ezo
Ife m fụlụ ka m na-ekwu, iye, eh, eh, iye
Ọka onye egbunie, onye ọbụna bili n'udo
Ụwa ga-abasị onye ọbụna
Ọọzikwa ụwa Chukwu?
Ilo ụnọ ajọka, ilo ọyị na ọ dị njọ
Ọ kwa ọ melụ m m malụ, na anyịnwa akalịgo egwu, iyoo oo, aayeh
Onye mgbu chekwa na obodo oyibo bụ ebe a na-aghọta ego
Ị nọdụ Nigeria, onye ọbụna edebe iru
Mgbe afụ ị nọ Naịja, fa emebe onye kenee Sunny
Ma mgbe fa ji fụ picture gị, ebe ị nọ n'obodo oyibo, onye ọbụna asaba iru
Ụtụtụ ọ deelụ gị ife, efifie ọ jụwa gị, "My guy, i ligokwa nri?"
Iyooo, aahe, ife ọma na-eme n'ọgbọ
Ọ na-eme
Iyelụwa, eh, eh, iye eh, mmhh, mmhhh
Written by: Obiligbo Ebuka, Obiligbo Ifeanyi