Upcoming Concerts for Flavour
Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Phyno
Performer
M.I Abaga
Performer
Chinedu Okoli t/as Flavour
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Phyno
Songwriter
M.I Abaga
Songwriter
Chinedu Okoli t/as Flavour
Songwriter
Lyrics
[Intro]
Mr. Flavour, M.I., Phyno Fino
Ye don't know
Mr. Flavour, M.I., Mastakraft
Ye don't know
[Verse 1]
Ebidosịa, ọ na-atọ
Darling, darling
Ebidosịa, ọ na-atọ
Sweetie, sweetie
Ebidosịa, ọ na-afịọ
I love you, I love you
Ebidosịa, ọ na-ada
I miss you, I miss you
[PreChorus]
Onye zi mazikwanụ mgbe ọ ga-esu nụ?
Onye zi mazikwanụ mgbe ọ ga-ebido?
Gidigi gadaga, ka ọ ga na-afịọnụ
Ghaghagha, wuwuwuwu, yawa go gas
Ihe ị machazikwa na i ji mụ n'ọlụ
Nwa baby, i ji mụ n'ọlụ oo
Yeah, eh-eh
[Chorus]
Aga m adịkwazinụ wiser, yeah?
Gotta be wiser, yeah
I gotta be a little clever, yeah?
Gotta be clever, yeah
Aga m adịkwazinụ wiser, yeah?
Gotta be wiser, yeah
I gotta be a little sharper, yeah?
[Verse 2]
Nnwa, nekwa mụ, nekwa gị
Anọ m n'ụzọ paa gị, ebe nwoke ọzọ ji aka gị
All my guys na-ajụ m, ọ kwa that girl bụ asa gị?
Mana m jụọ gị, ị sị m hapụ, na that guy bụkwa nwanne mpa gị, m kọọ
M jidegodu gị redhanded, ị gọọ
Ma nke a jụụ gị, ma nke a ajụrọọ gị, ị kọọ
Ka udo wee dị, m calm-ụọ down, swallow pride, yọọ
I chezi na m bụ ete?
Baby, ka m jụọ
[PreChorus]
Yeah, yeah, yeah
Onye zi mazikwanụ mgbe ọ ga-esu nụ?
Onye zi mazikwanụ mgbe ọ ga-ebido?
Gidigi gadaga, ka ọ ga na-afịọnụ
Ghaghagha, wuwuwuwu, yawa go gas
Ihe ị machazikwa na i ji mụ n'ọlụ
Nwa baby, i ji mụ n'ọlọ oo
Yeah, eh-eh
[Chorus]
Aga m adịkwazinụ wiser, yeah?
Gotta be wiser, yeah
I gotta be a little clever, yeah?
Gotta be clever, yeah
Aga m adịkwazinụ wiser, yeah?
I ji mụ n'ọlụ ee
I gotta be a little sharper, yeah?
I ji mụ n'ọlụ o, i ji mụ n'ọlụ, oh, oh-oh
[Verse 3]
My father used to tell me, make sure you find the one
Na she go keep your household, and keep her, na number one
And, since man na player, him go always try score
E fit carry any number, based on what he can afford
So, when I met you, I believed I reached my goal
Na you go keep my heart, baby, my body and my soul
But, contrary to my previous stat, na me dey left behind
Because you don dey front, why?
Now, you don dey answer phone with style
Your password is longer than River Nile
You say your sister call you
But, when you want to call her back, you come dey enter contact
You no want use redial, why?
How did we go from that to this?
We need to talk about it, girl, we got a lot to gist
'Cause, I don't understand what you're saying
Don't understand what you're saying
Baby girl, no give me pastor face
[Chorus]
Aga m adịkwazinụ wiser, yeah?
Gotta be wiser, yeah
I gotta be a little clever, yeah?
Gotta be clever, yeah
Aga m adịkwazinụ wiser yeah? (Oh no)
I ji mụ n'ọlụ, ee
I gotta be a little sharper, yeah?
I ji mụ n'ọlụ, oh, no, no
[Outro]
(Mr. Flavour)
Got to be wiser, yeah? (M.I.)
(Phyno Fino, Mastakraft) Oh no
Ye don't know
Written by: Chibuzo Nelson Azubuike t/as Phyno, Chinedu Okoli t/as Flavour, Jude Lemfani Abaga t/as M.I Abaga