Upcoming Concerts for Flavour

Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Flavour
Flavour
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Flavour
Flavour
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Wizboy
Wizboy
Producer

Lyrics

To be a man
To be a man is not a day's job
Yeah, yeah, yeah, na so e be
To be a man
To be a man is not a day's job
Yeah, yeah, yeah, na so e be
Nwoke na ife, nwoke na ife
Nwoke na ife, nwoke tosịa, o chere ibe ya
Nwoke ga-akpata ego, ego bụ mma nwoke
Nwoke ga-alụ nwaanyị, ọ ga-ene mama ya anya
Lee papa ya anya, wee lekwaa ụmụnne ya o
Zụọkwa ụmụ nke ya, tinyekwara ndị ọgọ ya
Plus girlfriend, ihe nwoke na-afụnụ na o rike
A pụta ụwa ọzọ nụ, Chukwu Olisa kekwee mụ nwoke oo
To be a man
To be a man is not a day's job
Yeah, yeah, yeah, na so e be
To be a man
To be a man is not a day's job
Yeah, yeah, yeah, na so e be
I came to visit my friend, they say e no dey
I ask them where he go, e go hustle for Ghana
Na be Kuffour, nwanne, jewe be Kuffour
I see my friend, o wee bụụ na o koro eko
M wee sị ya, nwanne, kedụ ife na-eme gị?
Ọ sị m asa mịa mịa, ya na ọdọyewu
Ọdọmịnkọ, ya na ọdọmịnsaị
Nwoke na ife, nwoke na ife
Nwoke na ife
Ọyị m nwoke garụ Ghana ko
A-Flavour n'abanịa
Oje mba, enwee ilo
Ị makwa na guys nọ na China
Ị makwa na guys nọ na Amerika
Ị makwa na guys nọ na London
Ife niile nwoke, nwoke oh
To be a man
To be a man is not a day's job
Yeah, yeah, yeah, na so e be
To be a man
To be a man is not a day's job
Yeah, yeah, yeah, na so e be
Ị pụta na ọgbọ, ị ga-ahụ na nwoke na-afụji
Ụzọ e si akpata ego, nwanne, ị ma na ego dị n'ogwu?
Ị jụkwaa Emeka Offor, ọ ga-agwa gị ihe a na-arụ
Ị jụkwaa Ọkwụlụọkalịsịa, ọ ga-agwa gị ihe a na-arụ
Maka na guys nọ n'Alaba, Obaino Music na Ahbu
Men nọ n'Aba, Ọgbanta one n'Arịarịa
Ị bata Enugwu, Onyeeze Ben Ụwalukwu
Ọdịnaka, ezi ọyị mụ Uganda marị mma
Ị makwa na guys nọ na Togo
Ị makwa na men nọ na Congo
Ị makwa na guys nọ na Europe
Ị makwa na men nọ na Canada
Guys nọ Malaysia
Guys nọ Brazil
Onye ọbụna na-adọga, adọga
Ife niile nwoke, nwoke oh
To be a man
To be a man is not a day's job
Yeah, yeah, yeah, na so e be
To be a man
To be a man is not a day's job
Yeah, yeah, yeah, na so e be
Ọdọyewu
Ọdọmịnkọ
Ọdọyewu
Ọdọyewu oh
Ọdọyewu
Ọdọmịnkọ
Ọdọyewu oh
A-Flavour n'abanịa ohs
Waga G
Ezi ọyị m oo
Written by: Chinedu Izuchukwu Okoli t/as Flavour
instagramSharePathic_arrow_out