Upcoming Concerts for Flavour
Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Flavour
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Flavour
Songwriter
Lyrics
[Verse 1]
Eh eh nwanne, if it's a hit, aká anyị dị ya
Obodo ekwelụgo oo
Anyanwụ achawago oo
Ànyị apụtagọ
Ife emebegọ
[Chorus]
Ịmakwa onye ịwụ? (Mastaa)
Ịmakwa onye ịwụ? Ibe
Ịmakwa onye ịwụ? Ibe, ịmakwa onye ịwụ? (Ọgịnị, ọgịnị)
Nwoke na-akpụ ọkụ
Nwa na-ebe ébé
Nwoke ọma ọsịsọ
Nya na nwa ọma ọsịsọ
[Verse 2]
Na we dey, na we dey, na we dey here
Na we dey, na we dey, na we dey here
Ị sị kà ọ bụlu, ọ bulu ya aaa, na we dey here
Mens kwụsị nnukwu ịke, na we dey here (Ahee)
[Verse 3]
Ịfụgodị convoy ànyị jị we bata obodo, ị nọlụ ọfụma
Ị nwekwanụ choice (Ahee)
Ịfụgodị package ànyị jị we bata obodo ị belụ ebelụ
Security confirm
Ịma ná ụdọ ná-achịnụ
Ịma ná mens bata obodo, ànyị ka fa na-enene
Ịma ná ndende edee
Ịma ná mmemme emewe
Abobi nwèrè ọmụma eji eri ego
[Chorus]
Agụ jị égbè
Ịmakwa onye ịwụ?
Ọ kpata, ọ zụọ ọra
Ịmakwa onye ịwụ?
Ọnwa na-etiri ọra
Ịmakwa onye ịwụ?
Anyịdon nwanne
Ịmakwa onye ịwụ?
Ọ jide ọ nye nwanne
Nwoke na-akpụ ọkụ
Nwa á na-ayọ Ezé
Nwa na-ebe ébé (E-money)
Nwoke bụ ebube ebube
Nwoke ọma ọsịsọ
Nya na nwa ọma ọsịsọ (Ah yee, ah yee, ah yee)
[Verse 4]
Factory fitted, full option, double silencer
Ife à na-apịa bụ mpịawa azụnụ double condenser
Ife ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, ịke na ebube mụọ nsọ
Áká ànyị bụzi nchawa nchawa, ụda égbè ndị nsọ
Ndị nkụ, ndị nkụ
Ndị nkụ, ndị nkụ
Ndị ịke, ndị ịke
Ịhụla men sịrị ịke?
Ndị ọma, ndị ọma
Ndị ọma, ndị ọma
Jụ some doubt osiso? (Ah yee, ah yee, ah yee)
[Verse 5]
Àna m anụkwanụ ife?
Àna m anụkwanụ ife?
Àna m asịkwanụ ndò?
Okwụ abago n'ego
Men na-eme ná bundle
Fa bịalụ kà ịzu ọgụ
Fa na-eme ná cash
Ụfọdụ na-edezi cheque
Ah heee
[Verse 6]
Ịfụgodị convoy ànyị jị we bata obodo, ị nọlụ ọfụma
Ị nwekwanụ choice (Ahee)
Ịfụgodị package ànyị jị we bata obodo ị belụ ebelụ
Security confirm
Ịma ná ụdọ ná-achịnụ
Ịma ná mens bata obodo, ànyị ka fa n'enene
Ịma ná ndende edee
Ịma ná mmemme emewe
Abobi nwèrè ọmụma eji eri ego
[Chorus]
Agụ jị égbè
Ịmakwa onye ịwụ?
Anderson Obiagwu
Ịmakwa onye ịwụ?
Aka ekpuchi ọnwa n'Igbo
Ịmakwa onye ịwụ?
Dr Eze Mmụọ
Ịmakwa onye ịwụ?
Nwoke dị ebube ebube
Nwoke na-akpụ oku
Legend nwanne
Nwa na-ebe ebe
Onye mpịawa azụ
Nwoke ọma ọsịsọ
Ome mma n'Ojoto
Nya ná nwa ọma ọsịsọ (Ah yee, ah yee, ah yee)
[Verse 7]
Factory fitted, full option, double silencer
Ife à na-apịa bụ mpịawa azụ nụ, double condenser
Ife ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, ịke na ebube mụọ nsọ
Áká ànyị bụzi nchawa nchawa, ụda égbè ndị nsọ
[Outro]
Obodo ekwelụgo oo
Anyanwụ achawago oo (Mix Monster)
Ànyị apụtagọ
Ife emebego
Ịmakwa ònye ịwụ?
Written by: Chinedu Okoli, Chinedu Okoli t/as Flavour, Effiok Effanga, Sunday Ginikachukwu Nweke