Music Video

Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Phyno
Phyno
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Phyno
Phyno
Composer

Lyrics

[Intro]
Master
[PreChorus]
Amara Chineke emewo m mma
Aka Chineke asawo m njọ oo
Ọbala Chineke emewo m mma o
Omeọkachie o
Chineke emewo m mma o
[PreChorus]
Amara Chineke emewo m mma oo
Aka Chineke asawo m njọ oo
Ọbala Chineke emewo m mma o
Omeọkachie o
Chineke emewo m mma o
[Chorus]
Igirigi nke Ndị Nsọ (Bịa o, bịa o, bịa o)
Ehh, mepee ọnụụzọ enuigwe o (Bịa o, bịa o, bịa o)
Obinigwe anyị na-ayọnụ Gị (Bịa o, bịa o, bịa o-o-o)
Lelee (Bịa o, bịa o, bịa o)
[Verse 1]
Febelụ Chineke aka oo
Tobe Ya na Ọ bụ eze o
Cos He don reason my matter o
Wee hazielụ m anaeze o
Even when I no get money
Guaranteed that I get somebody
Everyday, You dey watch over me
Send Your blessings to come follow me
Ụwa chọọ ịgbaji m aka o
Only You be the answer oh
Gimme signs, gimme wonder oh
I go serve You my lifetime
Cos Your love is enough, maka chi
And ọ gbajuo na You dey cover me all days of my life
[Chorus]
Igirigi nke Ndị Nsọ (Bịa o, bịa o, bịa o)
Ehh, mepee ọnụụzọ enuigwe o (Bịa o, bịa o, bịa o)
Obinigwe anyị na-ayọnụ Gị (Bịa o, bịa o, bịa o-o-o)
Lelee (Bịa o, bịa o, bịa o)
[Verse 2]
You shine Your light
And blessed my life
Wee saa mụ njọ
Now, I’m brand new
You uplift my soul
You give me joy wey nobody fit to give me, Papa oh
Ọnụ m juru ekene oo
(You shine Your light)
(And blessed my life)
(Wee saa mụ njọ)
(Now, I'm brand new)
(You uplift my soul)
(You give me joy wey nobody fit to give me, Papa oh)
(Ọnụ m juru ekene oo)
[Chorus]
Igirigi nke Ndị Nsọ (Bịa o, bịa o, bịa o)
Ehh, mepee ọnụụzọ enuigwe o (Bịa o, bịa o, bịa o)
Obinigwe anyị na-ayọnụ Gị (Bịa o, bịa o, bịa o-o-o)
Lelee (Bịa o, bịa o, bịa o)
[Chorus]
Igirigi nke Ndị Nsọ (Bịa o, bịa o, bịa o)
Ehh, mepee ọnụụzọ enuigwe o (Bịa o, bịa o, bịa o)
Obinigwe anyị na-ayọnụ Gị (Bịa o, bịa o, bịa o-o-o)
Lelee (Bịa o, bịa o, bịa o)
[Outro]
Extraordinaire
Written by: Phyno
instagramSharePathic_arrow_out