Upcoming Concerts for Basketmouth, Flavour & Phyno
Featured In
Top Songs By Basketmouth
Similar Songs
Lyrics
Basket (Basket)
He hei!
Ije (Ije)
Ibe!
Doctor
O nwebelọọ ihe ị fụụ
Eze gbururgburu na mpa Benji
Ọyọlịma!
Ọyọ yọọ yọọ yọọ, ọyọ
Ọ yọọ yọ yọ, papa Benji
Ọyọ yọọ yọọ yọọ, ọyọ
Ọ yọọ yọ yọọ, ọ yọọ yọ yọọ
Ọ yọ yọọ yọọ yọọ, ọyọ
Ọ yọọ yọ yọ, papa Benji
Ọyọ yọọ yọọ yọọ, ọyọ
Ọ yọọ yọ yọ yọọ, ọ yọọ yọ yọ yọọ
Ọyọlịma!
Papa Benji na enjoyment master
Everyday him people go gather
Him peppersoup joint na one in town, oh
A happy place you can jolly with your friends, eh, yeah iyee
Mama Benji, a fashion designer
Benji junior, want to be a musician
Mr. Jiminius, papa Solo
Mr. Pius K-Money, ka anyị nwebe aṅụlị
Wo yo yo yo yo, papa Benji eh
Iyoo ohh, wo, wo, chei
Wo yo yo yo yo yo yo yo, Benji eh
Pa, pa, pa, pa, mpa Benji
Ezigbo onye oringo, mpa Benji
Nee ka o si akụ, mpa Benji
Pịakasịa gwoogwoo, mpa Benji
Maka o bulu bata n'ọgbọ, mpa Benji
Sị na everybody akwụlụ ọtọ, mpa Benji
Ụmụnwaanyị eleba afịa, mpa Benji
Nna anyị bi n'ime ọfịa, mpa Benji
Bekudị m ma a na-asa gị
Nwoke bata obodo na ọ na-emezi
And we no send ma ọ na-ewe gị
Where you no fit go, ka anyị na-ejezi
Ị bịa my joint we go ball, m taa gị ife
When e reach for your turn, ị maba ife Benjo
Usain Bolt, jaa m ike
Ụmụ guys gala north pala ike
Fenokazi and level up, look at the money, we double up
Adịị m ekwu much cos the money talk
Ọ kwụlụ ọ kalịsịa, now the money come
O nwelọọ dịị
Wo yo yo yo yo, papa Benji eh
Iyoo ohh, wo, wo, chei
Wo yo yo yo yo yo yo yo, Benji eh
Mama aya
Pa, pa, pa, pa, mpa Benji
Ezigbo onye oringo, mpa Benji
Nee ka o si akụ, mpa Benji
Pịakasịa gwoogwoo, mpa Benji
Maka o bulu bata n'ọgbọ, mpa Benji
Sị na everybody akwụlụ ọtọ, mpa Benji
Ụmụnwaanyị eleba afịa, mpa Benji
Nna anyị bi n'ime ọfịa, mpa Benji
TY Mix
Eze gburugburu na mpa Benji