Lyrics

[Chorus]
Ọnụ na-ekwu na madụ abụrọ Chukwu
Ọnụ na-ekwu na madụ abụrọ Chukwu
Onye sị na nya bụ Chi
Oya, make you come, make you show your power
Onye sị na nya bụ Chi
Oya, make you come, make you show your power
Maka na ife enu ụwa sị na, "Chi ya dị mma"
Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma"
Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma"
Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma"
Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma"
[Refrain]
Kenebe Chi
Kenebe Chi
Kenebe Chi
Na mmadụ abụụ Chi
Kenebe Chi
Na mmadụ abụrọ Chukwu
[Verse 1]
I know a man wey think say he be God
And when he talk
He want make we pause
Na him be court
Na him sef be judge
Kenebe Chi
Na mmadụ abụrọ Chukwu
If you know a man
Wey think say he be God
Make the call
Invite them all
Ọ bụlụ ọgwụ, nya gwọlu bịaba
Ọ bụlu ọnụ, nya kwụlụ kwụte
Ọ bụlụ ike, nya kelụ keta
Ụwa ga-amalalịlị ike bụ ike Chi
[Chorus]
Ọnụ na-ekwu na madụ abụrọ Chukwu
Ọnụ na-ekwu na madụ abụrọ Chukwu
Onye sị na nya bụ Chi
Nya mekele ife oji bụlụ Chukwu
Onye sị na nya bụ Chi
Oya, make you come, make you show your power
Maka na ife enu ụwa sị na, "Chi ya dị mma"
Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma"
Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma"
[Outro]
Eziokwu o
Onye sị na nya bụ Chi
Nya mekele ife oji bụlụ Chukwu
Onye sị na nya bụ Chi
Oya, make you come, make you show your power
Written by: Celestine Ukwu, Chike Ezekpeazu Osebuka, Hope Yasso Dennis
instagramSharePathic_arrow_out