Featured In
Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Chike
Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Chike Ezekpeazu Osebuka
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Dee-Yasso
Producer
Lyrics
[Verse 1]
When I wake up for morning
I thank God for you
When I look at your body
I thank God for you
When I wan spend my money
I spend it on you
'Cause you deserve all the loving
That I give to you
[PreChorus]
Ihe niine m nwere na ụwa bụkwa nke gị
All the thing wey I don gather, na you get am
Ihe niine m nwere na ụwa dị gị na aka
Ọ di gị na aka
Ọ bụkwa nke gị
[Chorus]
Mma mma Chi m o
Mma mma Chi m o
Mma mma Chi m o
Ọkwa Chukwu na-eme
Mma mma Chi m o
Mma mma Chi m o
Mma mma Chi m o
Ọ di gị na-arụ
[Verse 2]
Ololufe
See as you fair (Ịma na ọchaka)
M na-like yellow
You dey make me mellow
You be evidence (Ngwa nekwa ya)
I no need to explain
'Cause you deserve all the loving
That I give to you
[PreChorus]
Ihe niine m nwere na ụwa bụkwa nke gị (Ọ bụkwa nke gị)
Ihe niine m nwere na ụwa bụkwa nke gị (Ngwa nekwa ya na arụ m o)
Ihe niine m nwere na ụwa dị gị na aka (Ọ di gị na aka)
Ọ di gị na aka
Ọ bụkwa nke gị
[Chorus]
Mma mma Chi m o (Mma mma Chi m o)
Mma mma Chi m o (Mma mma Chi m o)
Mma mma Chi m o
Ọkwa Chukwu na-eme
Mma mma Chi m o (Mma mma Chi m o)
Mma mma Chi m o (Mma mma e)
Mma mma Chi m o
Ọ di gị na arụ (Ọ dị gị na arụ e)
[Chorus]
Mma mma Chi m o
Mma mma Chi m o (Nwa mara mma)
Mma mma Chi m o
Ọkwa Chukwu na-eme (Ọkwa Chukwu na-eme)
Mma mma Chi m o (Mma mma e)
Mma mma Chi m o (Mma mma e)
Mma mma Chi m o (Ọ di gị na arụ)
Ọ di gị na arụ
Written by: Chike Ezekpeazu Osebuka