Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
London Jay
London Jay
Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Darlington ukaigwe
Darlington ukaigwe
Songwriter
Darlington Achakpo
Darlington Achakpo
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Bad Habeat
Bad Habeat
Producer

Lyrics

[Intro]
London Jay
Banger
It's the irregular speedometer
Scorpion King, Akpị
[PreChorus]
Nwanne, tụba ka ibute ike
Nwanne, tụba ka ibute ọlụ
Ibute ọlụ na mkpalị ala
Ibute ike na agụrụ ala
Nwanne, tụba ka ibute ike
Nwanne, tụba ka ibute ọlụ
Ibute ọlụ na mkpalị ala
Ibute ike na agụrụ ala
[Chorus]
Tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ
Tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ
Tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ
Tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ
[Verse 1]
Derereng
Banger
Eji ụla eme gịnị
Tụba ọlụ day and night
Ibute ike, ịrụọ mansion
18 rooms pride mansion
Biggest boyoyo I know is me akpi
Dana Airline, save my check
I'm coming on Monday
Me and London Jay
Pack well, ego dị m na akpa
Olowo himself, Akpị nwa mama
You already know
Beng, beng, beng
Derereng
Nwanne, tụba ọrụụ!!!
[PreChorus]
Nwanne, tụba ka ibute ike
Nwanne, tụba ka ibute ọlụ
Ibute ọlụ na mkpalị ala
Ibute ike na agụrụ ala
Nwanne, tụba ka ibute ike
Nwanne, tụba ka ibute ọlụ
Ibute ọlụ na mkpalị ala
Ibute ike na agụrụ ala
[Chorus]
Tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ
Tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ
Tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ
Tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ
[Verse 2]
Anyị ya-atụba ọlụ
Bute ike, nwanne, ekwela ekwe
Chụba ya, gide ya, nwude ya, onye agbala ọsọ
If you hustle, u go buy big mansion, buy big motor
When you pull up, all of the girls go like to take photo
[Verse 3]
All my friends, ndị nkụ
Pablo Medellin, onye nkụ
Ndị nkụ all around
Bank dey pay me, you dey pay them
Esechago m, aṅụjugo m, bii m nwa
Ka m bohe, m bohe, m bohe
[PreChorus]
Nwa-nwanne
Nwanne, tụba ka ibute ike
Nwanne, tụba ka ibute ọlụ
Ibute ọlụ na mkpalị ala
Ibute ike na agụrụ ala
Nwanne, tụba ka ibute ike
Nwanne, tụba ka ibute ọlụ
Ibute ọlụ na mkpalị ala
Ibute ike na agụrụ ala
[Chorus]
Tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ
Tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ
Tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ
Tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ, tụba ọlụ
Written by: Darlington Achakpo, Darlington ukaigwe
instagramSharePathic_arrow_out