Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Richplug
Richplug
Performer
Aguero Banks
Aguero Banks
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Iwunor Anslem Chibuzor
Iwunor Anslem Chibuzor
Songwriter

Lyrics

[Intro]
Sure plug, onye anwụlụ
Ebido m lowkey, wee gbuwe my horn
Ụmụ ogbe dem know me, ha mana ọ ga-elu my turn
[Verse 1]
Enwe m my vibe, enwe m my my own melody, mụ na mmadụ adịị eme
Oluo my time, m kolụ my own Bentley, m solụ na ife a na-eme
Before the smiling on my face, ịmakwa akwa anyị belụ ebe?
Nobody fit to run my race, ịmakwa ije anyị jelụ eje?
Adị m afụdị nke mmadụ (No)
Adị m anụdị nke mmadụ (No)
Ikwuo your own, m kwuo my own, adị m ekwudị nke mmadụ (No)
Adị m akadị ọlụ mmadụ (Yes)
Adị m esodị ọnụ mmadụ (Yes)
Adị m too busy working on my own, adị m akụdị ọlụ mmadụ (Yes)
[PreChorus]
Ọkwa ịnọ omee?
Oge m gwa gị etu osi adị ọkwa m ịkpọọ m ete?
Bịa way, ịfụgo na ọ na-eme?
As in every night and day ka afịa m ji ele
Ọkwa agbalụ m shot m che
Abụ m nwa Chi na-eme
Bịa way, ịfugo na ọ na-eme?
As in every night and day ka afịa m ji ele
[Chorus]
Ebido m lowkey wee gbuwe my horn
Ụmụ ogbe dem know me, ha mana ọ ga-elu my turn
Ebido m lowkey wee chụwa my block
Ụmụ ogbe dem know me, onye anwụlụ na bunk
[Verse 2]
Never sleeping on a bicycle, mụlụ anya chụba rubees
Never trust nobody 'cos onye ịkpọ big dawg ga-enye gị rabies
Ọdịzi ha ka magic, m nalụ ha etiti ka Matic
Achọbu m C300 but kịta, achọzi m GLE 4matic
Edu Malay, kee your way?
Ịsi m bee gị n'igwe, m bee gị n'igwe, bee gị n'igwe, ịkọ my way
Ọlụ mụ na gị lụchaa, ilie my cut, lie my pay
Chefuo na tomorrow na ọ ga-erunwu my turn, ruo my day (Orugo my turn, ruo my day)
[PreChorus]
Ọkwa ịnọ omee?
Oge m gwa gị etu osi adị ọkwa m ịkpọọ m ete?
Bịa way, ịfụgo na ọ na-eme?
As in every night and day ka afịa m ji ele
Ọkwa agbalụ m shot m che
Abụ m nwa Chi na-eme
Bịa way, ịfugo na ọ na-eme?
Every night and day ka afịa m ji ele
[Chorus]
Onye anwụlụ
Ebido m lowkey wee gbuwe my horn
Ụmụ ogbe dem know me, ha ma na ọ ga-elu my turn
Ebido m lowkey wee chụwa my block
Ụmụ ogbe dem know me, onye anwụlụ na bunk
Written by: Iwunor Anslem Chibuzor
instagramSharePathic_arrow_out