Featured In
Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Flavour
Performer
Gift Obed Wolisi
Band
Theophilus Oghenero Otevwogbiku
Band
COMPOSITION & LYRICS
Flavour
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Flavour
Producer
Alex Solano
Immersive Mixing Engineer
Udoka Chigozie Oku t/as Selebobo
Mixing Engineer
Ifeanyi Joshua Chukwu
Producer
Sunday Ginikachukwu Nweke t/as Masterkraft
Producer
Lyrics
Lechaba, na ọọ Chi nyelụ gị
Asa m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị
Lechaba, na ọọ Chi nyelụ gị
Asa m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị
Adaure, nnwa dị mma
Asa m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị
Ọjịugo, ụsọ nnwa
Ụsọ m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị
Mmiri marụ ugo, asago ugo arụ
Anya fụlụ ugo, eh, na-agbanụ ugo nkili
Chai, eziokwu, baby na ị marụ mma na-ese okwu
Uyo m, mamara m mma, nwaanyị rị mma
Nne m, ife nke a asọgbue m oh
Adaure, nnwa dị mma
Asa m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị
Ọjịugo, ụsọ nnwa
Ụsọ m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị
Lọọlọ 1, nnukwu nwaanyị
Asa m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị
Ọnwa na-etili ọra, my sunshine oh
Nne m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị
Ngala nnwa, eh eeyi, lechaba, Chi nyelụ gị eh
Ibobo nnwa, ewei, lechaba na Chi nyelụ gị eh
Nnwa na i nwelụ ya, ya ka ị na-eme (Meekwa na Chi nyelụ gị eh)
Kpụdebe m nso nụ, susue m ọnụ, iyee
Ife nkili, kedụ ncha i ji asa arụ?
Ife nkili eh, gwanụ m ncha i ji asa arụ
Uyo m, mamara m mma, nwaanyị rị mma
Nne m, ife nke a asọgbue m ee
Adaure, nnwa dị mma
Asa m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị
Ọjịugo, ụsọ nnwa
Ụsọ m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị
Ọdịbeeze, ife nkili oh
Asa m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị
She dress comot oh, men agbaghalịba
Asa m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị
Lechaba oo, lechaba oo, lechaba na Chi nyelụ gị eh eh
Daada lechaba oo, lechaba oo, lechaba na Chi nyelụ gị eh eh
Daada lechaba oo, lechaba oo, asa m lechaba na Chi nyelụ gị
Writer(s): Chinedu Izuchukwu Okoli T, As Flavour
Lyrics powered by www.musixmatch.com