Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Ugochi Favour Anosike t/as Ugoccie
Ugochi Favour Anosike t/as Ugoccie
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Ugoccie
Ugoccie
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Endeetones
Endeetones
Producer
Xtraordinare
Xtraordinare
Mastering Engineer

Lyrics

E nwere otu nwoke wey dey live for my yard oo
De dey call am Solo for the girls, ọ na-achị oo
O teta ụtụtụ, o jebe ọlụ, na ọ chọhụ palava
When e shine 32, ngwa leenụ ka girls na-ada
Ehh, Man on fire (Ịgba ndị ọma)
Sugarcane ụmụ nnwa (Ịgba ndị ọma)
Ahn, Man on fire (Ịgba ndị ọma)
Golibe na ọ sọ gị (Ịgba ndị ọma)
Ehn, Man on fire (Ịgba ndị ọma)
Nobody can quench you (Ịgba ndị ọma)
Ehh, Man on fire (Ịgba ndị ọma)
Ehn, Who dey check am? (Ịgba ndị ọma)
This is where my super story si wee bido
One day, nnukwu mmiri ozuzo na-ezo
I see Solo for rain, e put hand for head
E no get umbrella, e no get umbrella, ahnn
M wee feelụ ya áká, sị ya "My neighbor"
"If you don't mind, I go like to drop you off for yard"
O wee makụọnụ mụ
Sị mụ "Neighbor, can I have your number?"
Unu afụgo ka mmili ozuzo si bunye m lover?
Solo, my lover
Ehh, Man on fire (Ịgba ndị ọma)
Sugarcane ụmụ nnwa (Ịgba ndị ọma)
Ahn, Man on fire (Ịgba ndị ọma)
Golibe na ọ sọ gị (Ịgba ndị ọma)
Ehn, Man on fire (Ịgba ndị ọma)
Nobody can quench you (Ịgba ndị ọma)
Ehh, Man on fire (Ịgba ndị ọma)
Ehn, Who dey check am? (Ịgba ndị ọma)
Hei, Man on fire (Ịgba ndị ọma)
Ngwa, golibe na o ruuru gị (Ịgba ndị ọma)
Mmhn, Man on fire (Ịgba ndị ọma)
Sit at home ụmụ nnwa (Ịgba ndị ọma)
Hei, Man on fire (Bịanụ lele)
Show me your six pack (Bịanụ lele)
Ehh, Man on fire ehh (Bịanụ lele)
Nobody can quench o, eh
Shoot your shot
Ị gbajọọ reload
Kama nnwa dibịa ga-anwụ akwụkwọ mgbọrọgwụ ga-agwụ n'ọfịa
Shoot your shot
Ị gbajọọ reload o
I no dey miss target
One target, knack am kpokom
Ehh, Man on fire (Ịgba ndị ọma)
Sugarcane ụmụ nnwa (Ịgba ndị ọma)
Ahn, Man on fire (Ịgba ndị ọma)
Golibe na ọ sọ gị (Ịgba ndị ọma)
Ehn, Man on fire (Ịgba ndị ọma)
Nobody can quench you
Ehh, Man on fire (Ịgba ndị ọma)
Who dey check am? (Ịgba ndị ọma)
Maazị Gburugburu, you be man on fire, hei
Udo n'Ụkpana, nwoke ọma bụ man on fire, ehh
Oyibo doors, nwoke ọma, asị m na ị bụ man on fire, ehh
Tunde Ednut, you be man on fire
Quinson Paul, nnwa Aba kara aka, you be man on fire
Man like Chiku, you be man on fire
Instigator PH, you be man on fire
Don Peri Peri, C-E-O, Spanish Kingdom Champagne and Wine, you be man on fire, man on fire
Alex Luxelle Exchange, you be man on fire
Uche Surveyor, ezigbo man on fire
Callis Odego, you be man on fire
Dr. Tendor Eziubo, man on fire
Oga Paulo, nwoke ọma, you be man on fire
Professor Sunday Enoch, man on fire
Cubana Chiefpriest, you be man on fire
Sir Ned Okonkwo, you be man on fire
Obi Cubana, odogwu, you be man on fire
Dr. E-Money, you be man on fire, ehh
Chief Francis Nwogu, man on fire
Celebrity Barrister, you be man on fire
Written by: Ugochi Favour Anosike t/as Ugoccie
instagramSharePathic_arrow_out