Upcoming Concerts for Flavour
Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Chinedu Okoli t/as Flavour
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Chinedu Okoli t/as Flavour
Songwriter
Lyrics
(Masterkraft on the beat)
Ọyọlima
Ụmụ Chukwu kwenụ
Piler, piler, piler, piler, piler
Original Mr. Flavour up on the dancehall
My brother take am easy, oh no
Ife ụwa bụ nwayọ, nwayọ
My sister take am easy, oh no
Ife ụwa bụ nwayọ, nwayọ
Ọyọlima eh, eh, eh
Nwayọ, nwayọ le, le
(Nwayọ)
Nwayọ, nwayọ
(Werekene nwayọ)
Eh ka ndị ọma ji aga
Ụmụ Chukwu ji aga
(Ụmụ Chineke kwenụ)
Slow and steady
Slow and steady
Ka ndị ọma ji aga oh, no
(Mr. Flavour)
Were ya nwayọ
Cut your coat according to your size
Slow and steady
Slow and steady win the race
Win the race
Onye ukwu na-ebe
Onye nta na-ebe
Why oh why, why
Why oh, why, why
Rich man dey cry
Poor man dey cry
Why oh, why, why
My brother take am easy, oh no
Ọyọlima
Ife ụwa bụ nwayọ nwayọ
Sister, take am easy oh no
Ife ụwa bụ nwayọ, nwayọ
Nwayọ, nwayọ
Nwayọ, nwayọ
Ka ndị ọma ji aga
Ụmụ Chukwu ji aga
Slow and steady
Slow and steady
Ka ndị ọma ji aga, oh no
Ọyọlima
I hustle enter Chinko
(China)
To see wetin man fit chop o
(Ke maka aka)
At all, at all brother e no easy
(No)
Too much pressure coming from family, oh
From family, oh
I challenge myself
I begin waka
I enter Chinko
Chinko to Gwanjo
Gwanjo to Hanjo
Hanjo to Shanghai
Shanghai to Beijing
Unto say n'a bụ m a G
Eke erie mụo
Eke erie mụo
A kụọ mụ deport
A kụọ mụ deport
Murtala Muhammed
Lagos Airport
I don die oh
My brother take am easy, oh no, no
Ife ụwa bụ nwayọ, nwayọ
My sister take am easy, oh no, no, no, no
Ife ụwa bụ nwayọ, nwayọ
Nwayọ, nwayọ
Nwayọ, nwayọ
Ka ndị ọma ji aga
Ụmụ Chukwu ji aga
Slow and steady
Ọyọlima
Slow and steady
Ka ndị ọma ji aga, oh no
Ụmụ Enugu ji aga, oh
Nwayọ, nwayọ
Nwayọ, nwayọ
Masterkraft ji nụ aga nụ
Ayanic ji aga o
Slow and steady
Slow and steady
Celine ji aga o
Ka Flavour ji aga o
Onye ma echi
Onye ma echi
Echi di ime oh
Oge Chukwu ka mma oh
Nwayọ, nwayọ
Nwayọ, nwayọ
Ọraifite ji aga o
Emeka Offor ji aga o
Uganda barima o
Oloye nwanne m o
MJ ji aga o
Benjamin ji aga o
Slow and steady
Slow and steady
Ụmụ Chukwu ji aga
Oh no, no
Original Mr. Flavour up on the dancehall
Mixing's in the foster
(Piler, piler, piler, piler)
(Piler, piler)
Masterkraft on this one
(Piler, piler, piler, piler, piler, piler, piler)
Bonafide unique
(Orginal Mr. Flavour up on the dancehall)
(Sovi)
Written by: Chinedu Okoli t/as Flavour