Upcoming Concerts for Flavour

Featured In

Lyrics

Ọọ kwa n'abanị a, ka ife niine ga-eme
N'abanị a
Ọọ kwa n'abanị a, ka ife niine ga-eme
N'abanị a
Ọọ kwa n'abanị a, ka ife niine ga-eme
N'abanị a
Ọọ kwa n'abanị a, ka ife niine ga-eme
N'abanị a
Make you no dey frown
Today is a happy day
Just relax yourself, oh
As you go dey party
All night long
Ọmalịcha nnwa dị mma
Nye m obi gị
Ọọ kwa n'abanị a
Ka ife niine ga-eme
Ife nke a asọgbuo onwe ya
Ṅụba mmanya
Tawa ife
Nwebe aṅụlị
Oringo atọwaa m isi
Yisịa ya efe, na-atakwa ya ife
N'abanị a, ọ nwelọọ ife na-eme
Ife niine ga-eme
Ọọ kwa n'abanị a, oh-oh-oh
Ị ma na ọọ kwa n'abanị a
Ka ife niine ga-eme
Ọọ kwa n'abanị a, oh-oh-oh
All work and no play
E dey make me a dull boy
Ọọ kwa n'abanị a
Aṅụna ngwọ
Maka nkwụ na-abịa
Draw nearer to me
Make I dey feel you
Make we do something
Make we jolly dey go
Ife nke a asọgbuo onwe ya
Ṅụba mmanya
Tawa ife
Nwebe aṅụlị
Oringo atọwaa m isi
Yisịa ya efe, na-atakwa ya ife
N'abanị a, ọ nwelọọ ife na-eme (Yeah, uhn)
Ife niine ga-eme
Ọọ kwa n'abanị a, oh-oh-oh
Ị ma na ọọ kwa n'abanị a (N'abanị a)
Ife niine ga-eme
Ọọ kwa n'abanị a, oh-oh-oh
Ife afụ ga-eme echi, ya mee n'abanị a
Anyị ga na-atakwanụ ife with ụmụnwaanyị a
Ị na-echegbu onwe gị maka ihe nke ụwa a?
Na you I dey talk to, yes, ọọ gụnwa
Why you dey frown, dey bone? My brother, God dey
Biko gba nkịtị, just kunie n'oche
First things first, yes, in God we trust
Left for me, you don't have a choice, it's a must
Ọọ kwa n'abanị a, ka ife niine ga-eme
Gwa the girl na your jeep dị na border Seme
Ọ nwerọọ, a na-arụ ya arụ n'Enugu
Nwanne, mepee anya, ị bụdịkwanụ mugu?
Yes, ọọ mụnwa, that **** Raw
Biko, egbuzina oge, na time adịrọọ
Onye a ghọgburu, ka a gbaa, abi?
Abeg Flavour, do the thing wey you sabi
Ọ nwelọọ ife na-eme
Ife niine ga-eme
Ọ kwa n'abanị a, oh-oh-oh
Ị ma na ọọ kwa n'abanị a
Ife niine ga-eme
Ọọ kwa n'abanị a, oh-oh-oh
Kpomkpoto, kpomkpo
Kporokoto, kpomkpo
Kpomkpoto, kpomkpo
Kporokoto, kpomkpo
Kpakorokpa, kpakorokpa
Kpakorokpa, kpomkpo
Ọjarị kpọkọ, oduma baby
Achukurege, kpomkpo
N'abanị a, nwelọọ ife na-eme
Ife niine ga-eme
Ọ kwa n'abanị a, oh-oh-oh
Ị ma na ọọ kwa n'abanị a
Ife niine ga-eme?
Ọọ kwa n'abanị a, oh-oh-oh
Ọ nwelọọ ife na-eme
Ife niine ga-eme
Ọ kwa n'abanị a, oh-oh-oh
Ị ma na ọọ kwa n'abanị a
Ife niine ga-eme
Ọọ kwa n'abanị a, oh-oh-oh
Ọ nwelọọ ife na-eme
Ife niine ga-eme
Ọ kwa n'abanị a, oh-oh-oh
Ị ma na ọọ kwa n'abanị a
Ife niine ga-eme
Ọọ kwa n'abanị a, oh-oh-oh
Ọ nwelọọ ife na-eme
Ife niine ga-eme
Ọ kwa n'abanị a, oh-oh-oh
Ị ma na ọọ kwa n'abanị a
Ife niine ga-eme
Ọọ kwa n'abanị a, oh-oh-oh
Written by: Flavour
instagramSharePathic_arrow_out