Music Video

Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Phyno
Phyno
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Phyno
Phyno
Composer
chibuzo azubuike
chibuzo azubuike
Songwriter

Lyrics

[Intro]
Penthauze
Oh oh (Hehe)
Eh eh (Hey, hey)
Ahnnn
Gunkulu, gunkulu, gunkulu, gunkulu, gunkulu, gunkulu, gunkulu, gunkulu
Gunkulu, gunkulu, gunkulu, gunkulu, gunkulu
[PreChorus]
And so far, so good oh, I dey thank God oh, for giving me life today
Ahhnn-ehhh, ahhnn-ehhh
And so far, so good oh, I dey thank God oh, for the place wey I dey today
Ahhnn-ehhh, ahhnn-ehhh
[Refrain]
Everybody say (Omenụkọ)
I buniwo m, I buniwo m o (Nara ekele)
Everybody say (Omenụkọ)
Eriwego m, eriwego m o (Nara ekele)
Apịakago m, apịakago m o (Omenụkọ)
Eriwego m, eriwego m o (Nara ekele)
I buniwo m, I buniwo m o (Omenụkọ)
Nee ka I si bunie nnwa guy elu o (Nara ekele)
[Verse 1]
Chaị! Odogwu akataaka
Ị napụtalụ m mgbe m nọ na mkpa
Uche Nna soru, e make me rise faster
Nee, the boy a na-akụzinụ, ai!
Ị sị mụ bulu egwu mụ na-ejenụ mba
Now, every city don dey feel the lamba
N’ime ndụ mụ zi na You be master
Ebe anyị pụtalụ ọ na-akpọtụnụ, ai!
Aga m atụrụ Chineke (Mma mma, Onyenweanyị imeela)
Aga m atụrụ Chineke m o, haị, iyee (Mma mma, Onyenweanyị imeela)
Igirigi nke Ndị Nsọ, wụsa m
Amamihe Chukwu, ya sobe m oo
Everyday, I go dey bless You oo oo, ebighị ebi
[Chorus]
And so far, so good oh, I dey thank God oh, for giving me life today
Ahhnn-ehhh, ahhnn-ehhh
And so far, so good oh, I dey thank God oh, for the place wey I dey today
Ahhnn-ehhh, ahhnn-ehhh
[Refrain]
Everybody say (Omenụkọ)
I buniwo m, I buniwo m o (Nara ekele)
Everybody say (Omenụkọ)
Eriwego m, eriwego m o (Nara ekele)
Apịakago m, apịakago m o (Omenụkọ)
Eriwego m, eriwego m o (Nara ekele)
I buniwo m, I buniwo m o (Omenụkọ)
Nee ka I si bunie nnwa guy elu o (Nara ekele)
[Verse 2]
Uche Nna, uche Nna ga-eme o
Shey tomorrow carry belle oh?
Obinigwe ka m na-enyekwa ekele o
You too much oh, Olisa deeme o
Ọ gbajuo dọlụ, sọ Gị ka m na-akpọnụ
Ụwa chụba m, sọ Gị ka m na-ekpelụ o
The way you change my life, I still can’t believe
Ife Ị na-eme, ọnụ m apụghị ịkọchakwa ya
Ọ gọziri m agọzi (Pamparara)
O tinyere mụ jara (Pamparara)
Ọ gọziri m agọzi (He lift me higher oh)
Ọ mere m onye ụwa ọma
Igirigi nke Ndị Nsọ, wụsa m
Amamihe Chukwu, ya sobe m oo
Everyday, I go dey bless You oo oo, ebighị ebi
[Chorus]
And so far, so good oh, I dey thank God oh, for giving me life today
Ahhnn-ehhh, ahhnn-ehhh
And so far, so good oh, I dey thank God oh, for the place wey I dey today
Ahhnn-ehhh, ahhnn-ehhh
[Refrain]
Everybody say (Omenụkọ)
I buniwo m, I buniwo m o, haị (Nara ekele)
Everybody say (Omenụkọ)
Eriwego m, eriwego m o (Nara ekele)
Apịakago m, apịakago m o (Omenụkọ)
Eriwego m, eriwego m o (Nara ekele)
I buniwo m, I buniwo m o (Omenụkọ)
Nee ka I si bunie nnwa guy elu o (Nara ekele)
Chaị! Odogwu, Odogwu (Omenụkọ)
Ha! Iyele, iyele (Nara ekele)
Chaị! Ọkaakaa, Ọkaakaa (Omenụkọ)
Chaị, iyele, iyele (Nara ekele)
Ị gọziwo m, Ị gọziwo m o (Omenụkọ)
Ị gọziwo m, Ị gọziwo m, leelee (Nara ekele)
I buniwo m, I buniwo m o (Omenụkọ)
I buniwo m, I buniwo m, leelee (Nara ekele)
Written by: Phyno, chibuzo azubuike
instagramSharePathic_arrow_out