Top Songs By Prospa Ochimana
Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Prosper Ochimana
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Prospa Ochimana
Songwriter
Lyrics
[Verse 1]
Onye nwe anyị ezitewo
Ndị mmụọzi ya ka ha nonyere anyị
You are the living God o
Eze, no one like you o
[Chorus]
Ekwueme, Ekwueme
Ekwueme, Ekwueme
You are the living God o
Eze, no one like you o
Ekwueme, ekwueme
Ekwueme, ekwueme
You are the living God o
Eze, no one like you o
You are the living God o
Eze, no one like you
Eze no one like you
[Verse 2]
You're my healer, you are my keeper
My restorer, my life giver
You are the living God o
Eze, no one like you o
No one can do me like You do
No one can touch me like You do God, eh
You are the living God o
Eze, no one like you o
You picked me from the miry clay
Set my feet on the rock to stay
You are my promoter, you are my defender
You are the living God o
Eze, no one like you oo
[Verse 3]
Oke Chi e, nnukwu Chi
Oke Chi e, nnukwu Chi
Naanị gị bụ Omeokachie
Naanị ihe i kwuru bụ ihe i na-eme
Omeokachie, nnukwu Chi
Amam amasi amasi, o loro ihe loro ihe loro enyi
Agụ bata ọhịa, mgbada awara ọsọ
Ekwueme, sọ gị bụ ekwueme
Ihe i kwuru bụ ihe i na-eme
Ihe i kara bụ ihe i na-eme
Ọ bụ onye na-ekwu ma Chi m kwuchasịa?
Ọ bụ onye na-atụrụ Chi m ụka, Chukwu?
I nweghị mgbanwe, Chukwu ebighebi e
I nweghị oyiri, Amam amasi amasi
Ebubedike, Okechi
Ekwueme, Ihe i kwuru ka i na-eme
O loro ihe loro ihe loro enyi kpụrụ ọdụm n'ọnụ
Oke mmanwụ na-eti onwe ya
Ọ gbara nkịtị, okwu biri n'ọnụ ya
Echeta obi esie ike, Ganga n'ogwu
Amam amasi amasi, Ojenammụọ, Ojenammadụ, Chukwuọma
Ọbata ụlọ a dị mma
Ebubedike, Ebubedike, Ebubedike, Ebubedike
Ekwueme, ah
Ekwueme, Ekwueme
Ekwueme, Ekwueme
Ekwueme m ee, Chi juru éluigwe wee ju ụwa nu
Ekwueme, ihe i kwuru ka i na-eme e
Ekwueme, naanị gị bụ Ekwueme
Ikukuamanọnya, Chiobiọma ee
Ekwueme m e, ọgara na-aṅa na ndị
Ọbata ụlọ a dị mma, Chukwuọlụebube
Ekwueme, ihe i kwuru ka i na-eme
Ọ bụ onye na-atụrụ gị ụka Chukwuọma?
Ọ bụ dị onye na-ekwu ma i kwuchasịa Chukwu ebighebi?
Naanị gị bụ Ekwueme, ihe i kara ka i na-eme o
Ekwueme, ị bụ Ekwueme
Oke mmiri nke na-ebu ogwe
Ebighebi eligwe, oke mmanwu n'eti onwe ya
Ọbata ụlọ a dị mma
Chukwu o, Chukwu o, Chukwu o, Chukwu o, Chukwu o
Ah, Ekwueme
I medawo m obi Chukwuọma, Oletara onye emejoro Chukwu o
Ekwueme, Chi na-echere m, sọ gị bụ Ekwueme oo
Ekwueme m mmm, Ekwueme
[Verse 4]
See what you've done for me
See how you set me free
You are the living God o
Eze, no one like you
See what you've done for me
See how you delivered me
You are the living God o
Eze, no one like you
Eze, no one like you
Eze, no one like you
You are the living God o
Eze, no one like you
Written by: Prosper Ochimana