Featured In
Top Songs By Mercy Chinwo
Credits
PERFORMING ARTISTS
Mercy Chinwo
Performer
Chioma Jesus
Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Mercy Chinwo
Songwriter
Chioma Jesus
Songwriter
Israel Dammy
Composer
EeZee Tee
Composer
PRODUCTION & ENGINEERING
Israel Dammy
Producer
EeZee Tee
Producer
Lyrics
Ọ na-e, Ọ na-eme mma
Jesus (The doer of the do ee)
O meekwala nke a, O mee ya ọzọ, ee (Ọ na-eme mma)

Aa, aa, aa (Ọ na-eme mma)
(Jesus) Jesus na-eme mma ee (Ọ na-eme mma)
O meekwala nke a, O mee ya ọzọ, ee (Ọ na-eme mma)
O meekwala nke a, O mee ya ọzọ, ee (Ọ na-eme mma)
O meekwala nke a, O mee ya ọzọ, ee (Ọ na-eme mma)
(Jesus) Jesus na-eme mma ee (Ọ na-eme mma)
Jesus, You are good
Jesus, You are kind
Jesus, You are wonderful to me
Everywhere I look
Your blessings overflow
Jesus, I mewooro m mma (Ọ na-eme mma)
People wey get eye dey see am oh (Dem dey see am oh)
People wey get ear dey hear am oh (Dem dey hear am oh)
Me, myself, I must to talk am oh (I must to talk am oh)
Say na You, You, You, You, You, You, You (The doer of the doings)
O meekwala nke a, O mee ya ọzọ, ee (Ọ na-eme mma)
O meekwala nke a, O mee ya ọzọ, ee (Ọ na-eme mma)
O meekwala nke a, O mee ya ọzọ, ee (Ọ na-eme mma)
(Jesus) Jesus na-eme mma ee (Ọ na-eme mma)
O meekwala nke a, O mee ya ọzọ, ee (Ọ na-eme mma)
You're the doer of the doings oh (Ọ na-eme mma)
O meekwala nke a, O mee ya ọzọ, ee (Ọ na-eme mma)
(Jesus) Jesus na-eme mma ee (Ọ na-eme mma)
Ebube dike n'agha
Ọ kwa Gị na-eme mma na-anaghị ego
Chukwu okike, Onye Ukwu
Oke mmụọ is Your name
Onye mere nwaanyị aga atụrụ ime
I mere nnwa ngwọrọ were gbawa ọsọ
I na-esi n'ebe a na-ekpofu ahịhịa bunie ụmụ ogbenye elu
Onye na-eme mma, nara ekele
Onye na-eme mma
People wey get eye dey see am oh (Dem dey see am oh)
People wey get ear dey hear am oh (Dem dey hear am oh)
Me, Chiọma Jesus, I go talk am oh (I must to talk am oh)
Jesus, na You dey do, dey do (Dey do am all for free)
O meekwala nke a, O mee ya ọzọ, ewoo (Ọ na-eme mma)

Onye na-eme mma, ee (Ọ na-eme mma)
(Chi ọma, Chi ọma, Chi ọma) Jesus na-eme mma ee (Ọ na-eme mma)
O meekwala nke a, O mee ya ọzọ, ewoo (Ọ na-eme mma)
Ọ na-eme mma na-anaghị ego (Ọ na-eme mma)
Original God m oo (Ọ na-eme mma)
(Ome mma, Ome mma, Ome mma) Jesus na-eme mma ee (Ọ na-eme mma)
People wey get eye dey see am oh (Dem dey see am oh)
People wey get ear dey hear am oh (Dem dey hear am oh)
Me, myself, I must to talk am oh (I must to talk am oh)
You are the doer, doer of all (You dey do am all for free)
Doer, doer of the doings, eh (Ọ na-e, Ọ na-eme mma)
Ọ na-eme mma
You do this one, You do another one (Ọ na-e, Ọ na-eme mma)
Chi na-eme mma mụ oo (Ọ na-eme mma)
Written by: Chioma Jesus, EeZee Tee, Ezekiel Onyedikachukwu Thankgod, Israel Dammy, Mercy Chinwo, Uzoamaka Theodora Okwuoha