Lyrics

Oh yeah, no
Oh Lord, my love
Nne, bịakenenụ
Obi, batanụnụ
Ada, chetakwanụ
Ndị mmadụ ga-abịakwanụ
Obi mara mma, baby
Nwaanyị sara mbada
Oge erugokwanụ
Mgbe anyị ga-ebikọtanụ
Ị ma na ị ga-egbu mmadụ lee
Anya mmili eh
Ọ gbajulu m anya
Ọ gbajulu m anya
Ị ma na ị ga-egbu mmadụ lee
Anya mmili eh
Ọ gbajulu m anya
Ọ gbajulu m anya
You are my everything (Nkenji keke)
The air that I breathe (Nkenji keke)
You're all that I need (Nkenji keke)
Ololololo (Nkenji keke)
You are my everything (Nkenji keke)
The air that I breathe (Nkenji keke)
You're all that I need (Nkenji keke)
Ololololo (Nkenji keke)
Oh baby, hold up
Cos any time that I see your face, I'm shining close-up
Any how wey I like make e be, I go dey there non-stop, non-stop
Ana m asụzinụ Oyibo, ejego m obodo Oyibo, ai
Nwata malụ mma nụ
Nwata killing the boys them
Nwata jizi iwe ọkụ nụ nụ
Na-egbugharị the girls them
Nwata malụ mma nụ (Ọ gịnị dị?)
Nwata killing the boys them
Nwata jizi iwe ọkụ nụ nụ
Na-egbugharị the girls them
Ị ma na ị ga-egbu mmadụ lee
Anya mmili eh
Ọ gbajulu m anya
Ọ gbajulu m anya
Ị ma na ị ga-egbu mmadụ lee
Anya mmili eh
Ọ gbajulu m anya
Ọ gbajulu m anya
You are my everything (Nkenji keke)
The air that I breathe (Nkenji keke)
You're all that I need (Nkenji keke)
Ololololo (Nkenji keke)
You are my everything (Nkenji keke)
The air that I breathe (Nkenji keke)
You're all that I need (Nkenji keke)
Ololololo (Nkenji keke)
Nne, bịakenenụ
Obi, batanụnụ
Ada, chetakwanụ
Ndị mmadụ ga-abịakwanụnụ
Obi mara mma, baby
Nwaanyị sara mbada
Oge erugokwanụ
Mgbe anyị ga-ebikọtanụ
Ị ma na ị ga-egbu mmadụ lee
Anya mmili eh
Ọ gbajulu m anya
Ọ gbajulu m anya
Ị ma na ị ga-egbu mmadụ lee
Anya mmili eh
Ọ gbajulu m anya
Ọ gbajulu m anya
You are my everything (Nkenji keke)
The air that I breathe (Nkenji keke)
You're all that I need (Nkenji keke)
(Nkenji keke)
You are my everything (Nkenji keke)
Everything, everything, everything, everything (Nkenji keke)
(Nkenji keke)
Everything (Nkenji keke)
Oh baby, hold up
Rude
Boy
Oh baby, hold up
Written by: Paul Nonso Okoye t/as Rudeboy, Rudeboy Records
instagramSharePathic_arrow_out