Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
KCee
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Kingsley Okonkwo
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Akaz
Producer
Lyrics
Nwanne, ị nụ ụda egbe
Malụ na anyị apụgo
Eei, iye, iye, iye ee
Iye ewee ewee
Onye malụ uche Chukwu nna?
(Eee (Ewo oo), onye malụ uche Chukwu nna?)
Ụmụ Igbo niile
Onye malụ uche Chukwu nna?
(Eee (Iyo iyo iyo okooko), onye malụ uche Chukwu nna?)
Onye ilo, why you dey feel say I no go make am?
Ọ bụzi gị bụ Chukwu? Ka m jụa gị, e si be gị eje be onye n'ụwa?
This life is so sweet and so simple
Ụwa amaka mma o, mana ọ bụ ụmụ ụwa mebiri ụwa
Ụwa eh
Right from the day that I was born
Making money suffereth violence
Only the violent take it by force
Gezie ntị, ka m gbuo gị ọlụ
Ị ma na o ruola mgbe a na-eji awa anya?
Maka onye waa anya, ọ kpata ego
Onye ụjọ abịala nga m na-eji awa anya
Nwunne, Vintage, nwoke ọma
Asị m na o ruola mgbe a na-eji awa anya
Maka na onye waa anya, o bute ike
Onye ụjọ abịala nga na-eji awa anya
Ụwa eh
Chei, chei, chei
Onye malụ uche Chukwu nna?
(Eee (Ewoo oo), onye malụ uche Chukwu nna?)
Nwa a na-ayọ eze n'Uli
Onye malụ uche Chukwu nna?
(Eee (Iyo iyo iyo okooko), onye malụ uche Chukwu nna?)
E-money, bullion van
(I meele kpa ole?)
Jowizaza, onye nkụ
(I meele kpa ole?)
Ned Okonkwọ, nnwa Chi na-emelụ
(I meele kpa ole?)
Ife n'ana Ife, nwanne m
(I meele kpa ole?)
Obi Cubana
(I meele kpa ole?)
Chief Priest, eze mmụọ
(I meele kpa ole?)
Eeiyaa a
Onye malụ uche Chukwu nna?
(Eee (Iyo iyo iyo), onye malụ uche Chukwu nna? (Ewoo, iyo)
No matter wetin you dey pass through my brother
Akọlụna pụta ilo
Maka ị kọlụkwa pụta ilo
Dem go laugh you at last
Ụwa bụkwa, onye mado ụwa jọọjị o
If you cover your own oh
Ị mado ụwa jọọjị o
Ọ dịka o nwere onye ụwa kalụ mma
Just dey hustle and dey pray (Amen)
One day, e must pay (Amen)
Our God no dey sleep (Amen)
He must answer our prayers (Amen)
Wetin you go chop, you go find (Amen)
Wetin go chop you, you no go see (Amen)
N'iru, n'iru, ka anyị ga-aga (Amen)
Anyị ama gagide, chighaa azụ (Amen)
Ị makwa shị o ruola mgbe a na-eji awa anya
Maka onye waa anya, ọ kpata ego
Onye ụjọ abịala nga a na-eji awa anya
Ewoo, E-money onye ego
Asị m na o ruola mgbe a na-eji awa anya
Maka onye waa anya, o bute ike
Onye ụjọ abịala nga a na-eji awa anya
(Ụwa eh)
Chei, chei, chei
Onye malụ uche Chukwu nna?
(Eee (Ewoo oo), onye malụ uche Chukwu nna?)
Anderson, big A
Onye malụ uche Chukwu nna?
(Eee (Iyo iyo iyo okooko), onye malụ uche Chukwu nna?)
Havy, Havy, Havy Don
(I meele kpa ole?)
Odogwu Ikenga Imo
(I meele kpa ole?)
U-A-G, nwanne
(I meele kpa ole?)
Keleere m Jupez
(I meele kpa ole?)
Jombo, Abịrịba first son
(I meele kpa ole?)
Igiligi, ọnọ na ndo
(I meele kpa ole?)
Chinedu Orji, ikuku Abịa
(I meele kpa ole?)
E-Big Nwankwọ, n'Ọkịja
(I meele kpa ole?)
Ọsamaebi Ọtụmba
(I meele kpa ole?)
Eeyi, Emeka Otiịgba
(I meele kpa ole?)
Eei yaa
Onye malụ uche Chukwu nna?
(Eee (Iyo iyo iyo), onye malụ uche Chukwu nna? (Ewoo, iyo)
Written by: Kingsley Okonkwo