Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Resonance
Resonance
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Esther Olaedo Ebigbo
Esther Olaedo Ebigbo
Songwriter
Uche Ozoigbo
Uche Ozoigbo
Songwriter

Lyrics

Ocheche Ocheche
Oooh Nna Anyi
No N'eligwe
Nna Anyi No N'eligwe
Ka Otito Diri Aha Gi
Ka Ochichi Gi Bia
Ka Eme Uche Gi N'uwa
Dika Esi Eme Ya
N'eligwe Nye Anyi Tata
Nri Nke Ubochi Anyi
Gbahara Anyi Mmeghe Anyi
Oseburuwa Papa Nna Bi N'eligwe
Ibu Okacha Kasi Chukwu Muo Nso
Masi Ihe N'ile
Anyi N'esekpuru Gi
Written by: Esther Olaedo Ebigbo, Uche Ozoigbo
instagramSharePathic_arrow_out