Upcoming Concerts for Flavour & Umu obiligbo

Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Flavour
Flavour
Performer
Umu obiligbo
Umu obiligbo
Performer

Lyrics

Ude Gị na-ede na ndụ mụ o
Ịma mma Chukwu juru mụ arụ nụ, oo
Amara Chukwu du m aga nụ, ah
Osebulụwa mụ, oo
(Iyo, iyo, iyo koko)
Iyokoko, n'iyokoko eeyi yee
(Iyo, iyo, iyo koko)
Ụgbọ bụ nụ ụgbọ amala welele
(Iyo, iyo, iyo koko)
Ijele, na egwu amalị selele
(Iyo, iyo, iyo koko)
Ụmụ Obiligbo, kwe amala welele
Ye, ye, nụ Chi m
Eewu m, ee ee, eewu Chi m
Eewu Chi m
Eewu m, ee ee, eewu Chi m
Ogbuọzọ na-anụkwa onu mụ
Gwanụ m ife dị mma m ga-emelụ Chi m
Ayaa, aya
Onye nyele anyị ndụ a, bụ Chukwu, ee
Onye nyele anyị ndụ a, bụ Chukwu, ee
Ọ kwa ude Chi mụ na-ede
N'iyoo oko, n'iyoo kokokoo
Amala selele
I lift up my eyes, oh
Where my help go come from?
It comes from the Lord
Maker of heaven and earth, oh
He will not let me down
He watches me day and night, oh
I will never be put to shame
Because, I'm serving a living God
Iyoo okookoo
(Iyo, iyo, iyo koko)
Ụgbọ bụ nụ ụgbọ amala welele
(Iyo, iyo, iyo koko)
Ijele na egwu amalị selele
(Iyo, iyo, iyo koko)
Ụmụ Obiligbo, kwe amala welele
Ye, ye, nụ Chi m
Eewu m, ee ee, eewu Chi m
Eewu Chi m
Eewu m, ee ee, eewu Chi m
Ogbuọzọ na-anụkwa onu mụ
Gwanụ m ife dị mma m ga-emelụ Chi m
Ayaa, aya
For my life, oh
Jesus bụ eze nụ
For my life, oh
Jesus bụ eze nụ, oo
Nekene mụ na my wife, oh
Jesus bụ odogwu nụ
Ijele nnwa, n'Igbo nụ
Ị na-anụ ka egwu na-anari?
Iyo okookoo
(Iyo, iyo, iyo koko)
Iyoo okoko, n'iyoo okokoko eeyi yee
(Iyo, iyo, iyo koko)
Ụgbọ bụ nụ ụgbọ amala welele
(Iyo, iyo, iyo koko)
Ijele, na egwu amalị selele
(Iyo, iyo, iyo koko)
Ụmụ Obiligbo, kwe amala welele
(Iyo , iyo, iyo koko)
Iyoo okoko, n'iyoo okoko
(Iyo, iyo, iyo koko)
Ijele na ụgbọ amala welele
(Iyo, iyo, iyo koko)
Ụgbọ amala welele
(Iyo, iyo, iyo koko)
Ụgbọ amala welele
Onye na-amaghị Ya
Na-akpọ Ya small God, oh
Eze ndị eze ka Ọ bụ, oo
Jehova nissi
Father, receive all the glory
And, all the honour
And, adoration
Be unto Your name
You are so wonderful, Lord
My Jehova
Chei! Wo iwo iwo, ee
Wo iwo iwo
(Iyo, iyo, iyo koko)
Iyoo okoko, n'iyoo okokoko
(Iyo, iyo, iyo koko)
Ụgbọ bụ nụ ụgbọ amala welele
(Iyo, iyo, iyo koko)
Ijele, na egwu amalị selele
(Iyo, iyo, iyo koko)
Ụmụ Obiligbo, kwe amala welele
(Iyo, iyo, iyo koko)
Iyoo okoko n'iyoo kokookoo
(Iyo, iyo, iyo koko)
Ụgbọ bụzi ụgbọ amala welele
(Iyo, iyo, iyo koko)
(Iyo, iyo, iyo koko)
Written by: Flavour
instagramSharePathic_arrow_out