Featured In
Top Songs By The Cavemen.
Credits
PERFORMING ARTISTS
The Cavemen.
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Benjamin Chukwudi James
Composer
Kingsley Chukwudi Okorie
Composer
PRODUCTION & ENGINEERING
The Cavemen.
Producer
Lyrics
Ndị mmadụ ga-ekwu okwu
Ndị mmadụ ga-ekwu okwu
Maka gị ee
Ndị mmadụ ga-agba asịlị
Ha ga-ekwu okwu maka gị
Ndị mmadụ ga-ekwu okwu
Maka gị ee
Mana azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha
Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha
Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha
Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha
(Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha
Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha
Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha)
Aza- aza-, aza- aza- aza-
(Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha)
(Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam)
Yeyeye njiyeye
(PC Lapez, man dey here)
Ka m gwa gị ife ị ga-eme
Mgbe ndị mmadụ chọbara okwu
Ka m gwa gị ife ị ga-eme o
Mgbe okwu na ụka bịakwutere gị
A chọba gị okwu, azana fa
A rụwa gị ụka, azana fa chaa chaa oo
My brother, azana fa oo
A chọba gị okwu, azana fa
Fa rụwa gị ụka, azana fa oo
My brother, azana fa oo
Okwu na ụka bịa, i rie mbombo
Ha chọrọ gị bịa, ị gbalaganụ oo
A ga-eme ụwa olee?
Kedụ ife e mere, meta ụmụ ụwa mma o?
You dey on your own, dem go find you come oo
Drink panadol for another man headache
(Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha)
Aza- aza-, aza- aza- aza-
(Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha)
Aza- aza-, aza- aza- aza-
(Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha)
Uyulu lelele
Azana ha, azana ha, azana ha, azazazana ha
Azana ha, azana ha)
(Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam, sawam
Sawam, sawam, sawam)
Yeyeye, njiyeye
Yeyeyeye, nyeyeye
Yeyeyeye mmm
Myeyeye, kee
Written by: Benjamin Chukwudi James, Kingsley Chukwudi Okorie