Featured In

Lyrics

[Intro]
Oh oh-oh-oh-oh
Oh oh-oh-oh-oh
Oh oh-oh-oh-oh
Oh oh-oh-oh-oh
[Chorus]
Ọnwụnwa bịa, ọ dị ka ụwa agasịa
Ọnwụnwa bịa, ọ dị ka ụwa ejedebe
Ọnwụnwa bịa, ọ dị ka ụwa agasịa
Onye chekwube Olisa, o mesịa, ọ ga-adị mma
Ọnwụnwa bịa, ọ dị ka ụwa agasịa
Ọnwụnwa bịa, ọ bụlụ ọlụ ekwensu
Ọnwụnwa bịa, ọ dị ka ụwa agasịa
Onye nwelụ ndidi, o chesịa, ọ ga-adị mma
[Verse 1]
Aṅana ntị asịlị ụmụ enu
Aṅana ntị okwu ụmụ ụwa
Aṅana ntị asịlị ụmụ enu
Ife i menaa, ụmụ ụwa ga-asịlịlị
Aṅana ntị asịlị ụmụ enu oo
Aṅana ntị okwu ụmụ ụwa
Aṅana ntị asịlị ụmụ enu
Ife i menaa, ụmụ ụwa ga-asịlịlị
instagramSharePathic_arrow_out