Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Mr Raw
Mr Raw
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Mr Raw
Mr Raw
Songwriter

Lyrics

Ara ga-agba ndị ara, nwanne
Whether you like am, or you no like am
Ara ga-agba ndị ara, nwanne
Ife a na-arụ, ị ma na ọ dịrọọ easy
Ara ga-agba ndị ara, nwanne
Ị bụ nwa onye? Achọrọ m ịma
Ara ga-agba ndị ara, nwanne
Ọ wụ onye mere ivena, ta?
Ara ga-agba ndị ara eh (Gba ndị ara)
Ara ga-agba ndị ara eh (Gba ndị ara)
Ara ga-agba ndị ara eh (Nwanne, eh)
Ara ga-agba ndị ara (Eh ah)
Chei, una go fear fear
Because, I am stepping it hotter this year
I dey greet everybody na-aṅụ mmanya
Ụmụnwoke chagoro anya, negodi m anya
I get friend wey come from Ghana
This morning, the guy go smoke marijuana
M jụọ ya ebe o si
Ọ sị m, "Backayard, I and I bụ a Nigeriana"
Hey, nke a bụ isi mgbaka
Ọzọ kịtaa, agwọọ mmadụ ka mpataka
Everybody, bikonu, werụ ya nwaayọ
Because, ọ dịkwa ka all of us don shayo
Everybody, run, run, run, get up
Everybody, scatter, scatter
Whether ma ị bụ nwaakwụkwọ, maọbụ onyeahịa
Taataa, ara ga-agba ndị ara (Eh)
Ara ga-agba ndị ara, nwanne
Whether you like am, or you no like am
Ara ga-agba ndị ara, nwanne
Ife a na-arụ, ị ma na ọ dịrọọ easy
Ara ga-agba ndị ara, nwanne
Ị bụ nwa onye? Achọrọ m ịma
Ara ga-agba ndị ara, nwanne
Ọ wụ onye mere ivena, ta?
Ara ga-agba ndị ara eh (Gba ndị ara)
Ara ga-agba ndị ara eh (Gba ndị ara)
Ara ga-agba ndị ara eh (Nwanne, eh)
Ara ga-agba ndị ara (Eh ah)
So, anywhere you dey, make you start to dey groove (Eh, eh)
Today na today, oya begin dey move (Hey, hey)
No be say I dey force you to dance
Because, I sabi say na ogbu oge nwere plans
Maybe you dey target babe wey you go corner
Ka Americana, ka i jee sụba I wanna gonnna (Wanna gonna)
Gwa the girl say you want to get down (Get down)
And move your feet to this underground sound (Underground sound)
Maka ejikwa m iwe abịa
If you dey hear my voice now, abụ m onye Abịa
Mgbakatakwa egwu taataa
Even gịnwa, ga na-atụ egwu katakata
Egwu a abụrọọ for ndị ọtaakara
Taataa, eh, ara ga-agba ndị ara
Ara ga-agba ndị ara, nwanne
Whether you like am, or you no like am
Ara ga-agba ndị ara, nwanne
Ife a na-arụ, ị ma na ọ dịrọọ easy
Ara ga-agba ndị ara, nwanne
Ị bụ nwa onye? Achọrọ m ịma
Ara ga-agba ndị ara, nwanne
Ọ wụ onye mere ivena, ta?
Ara ga-agba ndị ara eh (Gba ndị ara)
Ara ga-agba ndị ara eh (Gba ndị ara)
Ara ga-agba ndị ara eh (Nwanne, eh)
Ara ga-agba ndị ara (Eh ah)
Give dem a run, make dem'ma run far
Ekelebe, ọ dịka i ji one kpa?
Wait for your turn, tupu ị pụba ala
Nkụkasị, ọ dịka i si Nanka?
Hey, onye isi nkụka
Na-akụnite dịka kụ-kụ nkụka
Hey, onye isi mpịaka
Na-akụkasị, ị ga-akụ kụ nkụka
Once again, come on let's get down
But wait first, feel-ie the gbedu sound
Because, mụ na **** Raw, nwanne
Bụ the only rappers wey dey use Igbo blow phoney
The same brothers for the same jungle
The same hustle, but no be the same muscles
So chop knuckle
Ka ara wee gbaa ndị ara
So, who wan test my skills, guy, ọ na-apụ ara?
Cos, anytime I rhyme, people dey shout
Say where I dey get wetin I dey talk for mouth
Adị m bold and clear, bịa dịkwa skinny
So who wan try me and my bros (Guy, ọ gịnị?)
A kwa taa, no be say dem say
Just help-ụọ m tell your neighbor, say, guy, no be today
Nwanne, ara ga-agba ndị ara
Unu ga-agbakata egwu taataa, tinye jara
Ara ga-agba ndị ara, nwanne
Whether you like am, or you no like am
Ara ga-agba ndị ara, nwanne
Ife a na-arụ, ị ma na ọ dịrọọ easy
Ara ga-agba ndị ara, nwanne
Ị bụ nwa onye? Achọrọ m ịma
Ara ga-agba ndị ara, nwanne
Ọ wụ onye mere ivena, ta?
Ara ga-agba ndị ara eh (Gba ndị ara)
Ara ga-agba ndị ara eh (Gba ndị ara)
Ara ga-agba ndị ara eh (Nwanne, eh)
Ara ga-agba ndị ara (Eh ah)
Ara ga-agba ndị ara eh (Gba ndị ara)
Ara ga-agba ndị ara eh (Gba ndị ara)
Ara ga-agba ndị ara eh (Nwanne, eh)
Ara ga-agba ndị ara (Eh ah)
Written by: Mr Raw
instagramSharePathic_arrow_out