Top Songs By Highstarlavista
Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Highstarlavista
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Highstarlavista
Composer
Nelson Chiedozie Omulu
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Fiive
Producer
Lyrics
Gbara ashana ka irapu ibute nje
Men nya 18karat by udekude
Okwa ncharacha n'anya anya lebe
Maka nfulu akara
Yes onukwube
Rapukwamu o aputa m ilo kam gwuri egwu
Nyebiyem o ikpuo one tie kam kissie gba egwu
Apikalam eh ofe m no na ya mji chaa na
Ajupabam eh Choba keke ngwa kanyi na
Una una ngwa
Una una ngwa
Una una ngwa
Kanyi naa bee nna ngwa
Gbachapu ubiam Ngwa
Turapu oria oya
Tichepu uchu oya
Kanyi jee oru abali Ngwa
Kanyi kwado jebe ije ego
Kanyi gbaruo na nke mbaefo
Igirgi igirigi Igirigi
Ma Odogwu na alike egwu ebili ebi
Kanyi kwado jebe ije ego
Kanyi gbaruo na nke mbaefo
Igirgi igirigi Igirigi
Ma Odogwu na alike egwu ebili ebi
All my odd na ntuzi aka
N'obago
All the pains cash bia nwa
N'owago
All my guys ife anyi n'ukwu bu Italo
Anyi na agba mbo o chukwu bu mpa oh
Okwa chukwu kere afia wa anyi n'akpu
Okwa chukwu kere nkwu elu anyi n'anwu
Onye nwete aku bia
Onye nyelu anyi isi Onye ocha
Okwa ikpo umuazi bia
Enwe nyezie anyi ife ndi oma
Kanyi kwado jebe ije ego
Kanyi gbaruo na nke mbaefo
Igirgi igirigi Igirigi
Ma Odogwu na alike egwu ebili ebi
Written by: Highstarlavista, Nelson Chiedozie Omulu