Lyrics

[Intro]
Nnwa nke a dịkwa ọyị, ọ dịkwa ọyị
Nnwa nke a dịkwa ọyị, ọ dịkwa ọyị
Nnwa nke a dịkwa ọyị, ọ dịkwa ọyị
Nnwa nke a dịkwa ọyị, ọ dịkwa ọyị
[Chorus]
Anything you need is there for you
Utakacho sema
Walahi, I'll be there for you
Sitokutema
Girl, I wanna feel your body now
Your body sweet, ah
Her body, the way she dey move
Midadi situmiangi nguvu
Her body dey make me kolo
Oh, nakosa raha nisipokuona
[Verse 1]
Lekwa nnwa na-eli ife
Oh, nwaanyị ocha na-eli ife
Ife i bu na your body, melụ mụ m kopu
Gbaba mbọ, jili maka gị jee bute ike
Ọ ma ndị bad ma i nye m ife
I na-ekeyi na anyị kpọlụ ihe
I bili, bad, ị gbagote, gbadata anị, kpọnye, ka mụ na gị bido jee libe ife
Mrembo, come close
Arụ gị na-asụ asụsụ m na-anụ
Na you be the reason to the rhymes I composed
O jirii m n'ọnụ, I go tell you as e be me
Ibu m bu ka m na-achọ ịga offload
Sọọsọ gị nọ m n'isi
Make I tell you what you have been missing
Ọ sọ gị kpọchie m under your prison
M ga-egwunye there, pasa ka ọ dịrị m easy
[Chorus]
Anything you need is there for you
Utakacho sema
Walahi, I'll be there for you
Sitokutema
Girl, I wanna feel your body now
Your body sweet, ah
Her body, the way she dey move
Midadi situmiangi nguvu
Her body dey make me kolo
Oh, nakosa raha nisipokuona
[Verse 2]
I don't wanna live without you
Adị m happy finally, I found you
Otego m chọbalụ nwata, kịtaanụụ ị dagoolụ m
I promise say I'll never ever doubt you
Ọ kwa ị ma na your body amalụgo m arụ?
And your loving akalịgo m alụ
Welụ nwaayọ na ị ga-emelụkwa m arụ
You know I love you till you bunye m arụ
Mrembo, come close, your beauty dey shack me
I know say na ị bụlọọ afịa, but na you wey I dey promote
Ị ga na-akụ, mụ na gị ga na-akụ
Dulu gị gaa shopping, gaa changie your wardrobe
Sọọsọ gị nọ m n'isi
Make I tell you what you have been missing
Ọ sọ gị kpọchie m under your prison
M ga-egwunye there, pasa ka ọ dịrị m easy
[Chorus]
Anything you need is there for you
Utakacho sema
Walahi, I'll be there for you
Sitokutema
Girl, I wanna feel your body now
Your body sweet, ah
Her body, the way she dey move
Midadi situmiangi nguvu
Her body dey make me kolo
Oh, nakosa raha nisipokuona
Oh, nakosa raha nisipokuona
Written by: Chibuzo Nelson Azubuike t/as Phyno, Rajab Abdul Kahali t/as Harmonize
instagramSharePathic_arrow_out