Top Songs By Chioma Jesus
Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Chioma Jesus
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Amaka Okwuoha
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Eezeeconcepts
Producer
Engr. Chux
Producer
Lyrics
Chukwu okike
Abba father (Ehyi)
Ị bụkwa oke mmụọ (Yes)
Ochie dike n'agha (Yes, yes, yes)
Papa nke ukwu
Akpọrọ m Gị oke mmụọ (Oke ebube)
Oje na mmụọ (We worship you)
Ị bụ ebube dike n'agha (Jesus)
Oke mmụọ is Your name
The spirit of the spirit
You are the spirit of the Most High God
O nweghị onye dị ka Gị
Oke mmụọ na-eri oke aja
Eze m, o nweghị onye dị ka Gị
Ọ kwa Gị kwuru okwu na mba, oke Chi m
Ọ gaa mezuo na mba ọzọ (Ọ wụ ihe ọ wụ)
Oke mmụọ, oke mmụọ
You are the covenant keeping God
Oke mmụọ, oke mmụọ
You are the covenant keeping God
Agbanwe, agbanwe eh
Onye mmeri
Covenant keeping God
You are my covenant keeping Father
Covenant keeping God
You are my covenant keeping Father
I have gone so far with you
There is no turning back
All You have promised me, Baba
You have fulfilled them all
You are not a man
That You should lie
Whatever You say, You will do
I have found rest in You
You are Jehovah Jireh
You can never ever fail
Oke mmụọ eh
One with You is majority
I put my trust in You
I have no fear in You
My confidence is in You
Because You can never fail
You are the covenant keeping God
Oke mmụọ, oke mmụọ
You are the covenant keeping God (Covenant keeping God)
Oke mmụọ, oke mmụọ (Jehovah mụ ee)
You are the covenant keeping God
(You are the covenant keeping God)
Oke mmụọ, oke mmụọ (Eze mụ oo)
You are the covenant keeping God (Oke mmụọ)
Oke mmụọ, oke mmụọ (Oke mmụọ, oke mmụọ)
You are the covenant keeping God
(Oke mmụọ na-eri oke aja)
Oke mmụọ, oke mmụọ
You are the covenant keeping God (Ọ bata, o bie)
Oke mmụọ, oke mmụọ (Eze mụ oo)
You are the covenant keeping God
Jehovah is Your name
You're the only living God
Ọkaakaa, Ọkaakaa, Ọkaakaa
Chi m ọma ee
Ebube dike n'agha
There is nothing You cannot do
You are the covenant keeping God
You are the covenant keeping God
Echeta, obi esie ike
Yes, You can never ever die, oh, wow, wow, wow, wow
Oke mmụọ ee
Oke mmụọ, oke mmụọ is Your name
Oke mmụọ, oke mmụọ
You are covenant keeping God
(Odogwu akataka n'agha)
Oke mmụọ, oke mmụọ
You are the covenant keeping God
(You are the covenant keeping God)
Oke mmụọ, oke mmụọ
You are the covenant keeping God
(Oke mmụọ is Your name oh)
Oke mmụọ, oke mmụọ
You are the covenant keeping God
(Chukwu dị ike)
Oke mmụọ, oke mmụọ
You are the covenant keeping God
(Odu m ije, m kpere azụ)
Oke mmụọ, oke mmụọ
(Ọkụ na-agba n'ọzara)
You are the covenant keeping God (Ọ kwa Gị na-eji ọkụ were rie aja?)
All the battles around me
They are forcing me to go back
Oke mmụọ, God of victory
I know You will deliver me
But, I have made up my mind
To serve You till the end
Ọ kwa ekwensu kpawa ekete, kpachaa
Oke mmụọ, Ị kọọrọ m asịrị oo
Eze m, I megheelenụ m obi nụ (Onye mmeri)
Chi ọma, Ị gụgụọlanụ m obi nụ (Onye ukwu a)
Onye ga-emere m ihe ị na-emere m (Chi ọma, Chi ọma, Chi ọma)
You are the covenant keeping God
Agbawo dike izu, agbagharịa ya
Eze mmụọ, onye dị ka Gị o?
(Oje na mmụọ)
You are the covenant keeping God (Ọhụ na mmụọ)
Chukwu Okike mụ oo, onye nwe m oo
Oke mmụọ, oke mmụọ (Eze m leeyi, daddy m)
You are the covenant keeping God
(Covenant keeping God)
Oke mmụọ, oke mmụọ
(Onye mmeri)
You are the covenant keeping God
(Odogwu, Papa nke ukwu m oo)
Oke mmụọ, oke mmụọ
You are the covenant keeping God
(Anwụ anwụ)
Oke mmụọ, oke mmụọ (Eze ebube)
You are the covenant keeping God
Oke mmụọ, oke mmụọ
You are the covenant keeping God
(You are the covenant keeping God)
Oke mmụọ, oke mmụọ
(Eze ebube)
You are the covenant keeping God
(I worship Your majesty, Lord)
Written by: Uzoamaka Okwuoha