Music Video

Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Ejyk Nwamba
Ejyk Nwamba
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Ejike Obiano
Ejike Obiano
Composer

Lyrics

It's the Kazz on the beat loading
See they way You love me
See the way You care for me
Carry my matter for Your head o
(Ihe Ị na-eme, ka obi m na-asọ)
Like a little baby
You dey take care of me ee
You no dey carry me dey play o
(Ihe Ị na-eme, ka obi m na-asọ)
Ah, ah, ah, ah
(Ah, ah, ah, ah)
Obi na-asọ mụ ee
(Ihe Ị na-eme, ka obi m na-asọ)
Ah, ah, ah, ah
(Ah, ah, ah, ah)
Obi na-asọ mụ ee
(Ihe Ị na-eme, ka obi m na-asọ)
Because of Jesus
(Because of Jesus
I got joy overflow
Unlimited favour
Is like a river in my soul)
Because of Jesus
(Because of Jesus
I got joy overflow
Unlimited favour
Is like a river in my soul)
Jehovah
Ị bụ dike n'agha
Ị bụ dimkpa n'ume
Ị dị ebube, ewoo
Aha Gị
Na-ekewa osimiri
Na-achụpụ ajọ mmụọ
Na-eme ka mgbidi daa
Aha Jehovah
(Jehovah
Ị bụ dike n'agha
Ị bụ dimkpa n'ume
Ị dị ebube ee)
(Aha Gị
Na-ekewa osimiri
Na-achụpụ ajọ mmụọ
Ọ na-eme ka mgbidi daa)
Aha Jehovah
(Jehovah
Ị bụ dike n'agha
Ị bụ dimkpa n'ume
Ị dị ebube ee)
(Aha Gị
Na-ekewa osimiri
Na-achụpụ ajọ mmụọ
Ọ na-eme ka mgbidi daa)
Ịma mma Chukwu
Ọnụ apụghị ịkọ ya
Ịhụnanya Ya
Karịrị anyị na nghọta
Udo nke O nyere anyị
Ụwa apụghị inye ya
O kwesịrị otito
Halllelujah
Ọ napụtawo mụ ee
(Ọ napụtawo m n'ala mmehie
O mewo ka m guzo n'elu oke nkume
O tinyewo m abụ ụtọ n'ọnụ m taa
Abụ otito
Hallelujah)
Kpọọlọ m Ya Emmanuel (Emmanuel)
Kpọọlọnụ m Ya Emma mụ ee (Emmanuel
Ọ dịghị aha ka Ya, Emmanuel
Ọ dịghị aha ka Ya, Emmanuel)
Kpọọrọ m Ya Emmanuel (Emmanuel)
Emmanuel, dike n'agha (Emmanuel
Ọ dịghị aha ka Ya, Emmanuel
Ọ dịghị aha ka Ya, Emmanuel)
Ihe niile banyere m na-emetụ Chi m n'obi
Echiche udo, ọganiru ka Ọ na-echere m oo
Ọ gaghị ekwe ka echiche ndị iro mezue
Amara Chineke, ọ bara ụba n'ebe m nọ
Ọ bara ụba n'ebe m nọ
(Ihe niile banyere m na-emetụ Chi m n'obi
Echiche udo, ọganiru ka Ọ na-echere m oo
Ọ gaghị ekwe ka echiche ndị iro mezue
Amara Chineke, ọ bara ụba n'ebe m nọ)
Ọ bara ụba n'ebe m nọ
(Ihe niile banyere m na-emetụ Chi m n'obi
Echiche udo, ọganiru ka Ọ na-echere m oo
Ọ gaghị ekwe ka echiche ndị iro mezue
Amara Chineke, ọ bara ụba n'ebe m nọ)
Anyị ayọọ Gị ee
(Anyị ayọọ Gị
Nara aja anyị
Ezi Chukwu
Ezi Chukwu
Nabata ya)
Nabata ya
(Were ya
Gọzie ya
Chekwaa ya, Nna
Ka ọ dị mma
Kwesị na Ị na-anara ya)
Anyị ayọọ Gị ee
(Anyị ayọọ Gị
Nara aja anyị
Ezi Chukwu
Ezi Chukwu
Nabata ya)
Nabata ya
(Were ya
Gọzie ya
Chekwaa ya, Nna
Ka ọ dị mma
Kwesị na Ị na-anara ya)
Kabiyesi eh
Kabiyesi eh
You are the king
Above all the earth
Kabiyesi eh
Kabiyesi
Kabiyesi, oh
(Kabiyesi, oh)
Kabiyesi, eh, Baba
(Kabiyesi, oh)
Kabiyesi
(You are the king above all the earth
Kabiyesi, oh
Kabiyesi)
Jesus duru m gafee
N'osimiri uhie
Duru m gafee
N'ajọ ụwa nke a
Duru m gafee
Ịkwa akwa na iru uju
Duru m gafee
Duru m gafee
(Duru m gafee
N'osimiri uhie
Duru m gafee
N'ajọ ụwa nke a)
(Duru m gafee
Ịkwa akwa na iru uju
Duru m gafee)
Duru m gafee
(Duru m gafee
N'osimiri uhie
Duru m gafee
Ajọ ụwa nke a)
(Duru m gafee
Ịkwa akwa na iru uju
Duru m gafee)
Aga m esoro ndị mmụọ ozi na-enye Ya ekele
Nye Ya ekele
(Aga m esoro ndị mmụọ ozi na-aja aha Gị mma
Osimiri na-erughari n'otito Gị, Nna)
Otito Gị, Nna m
(Ahịhịa dị n'ọhịa na-efufe aka, na-enye Gị ekele)
Anyị na-enye Gị ekele
(Ụmụ mmadụ bi n'ụwa na-egbu ikpere, na-aja Gị mma)
Anyị na-asị o
(Ha na-asị imeela, imeela, imeela)
Imeela ee
(Aga m esoro ndị mmụọ ozi na-enye Ya ekele)
Ekele ọma, ekele ọma
(Aga m esoro ndị mmụọ ozi na-aja aha Gị mma)
Anyị na-aja Gị mma ee
(Osimiri na-erughari n'otito Gị, Nna)
Otito Chi m
(Ahịhịa dị n'ọhịa na-efufe aka, na-enye Gị ekele
Ụmụ mmadụ bi n'ụwa na-egbu ikpere, na-aja Gị mma)
Anyị na-asị Gị
(Ha na-asị imeela, imeela, imeela)
Chi m oo na Ị dị mma
Daddy, all I get
For the things You've done for me eh
(Chineke, aga m ebuli Gị elu)
Bulie Ya elu ee
(Ka anyị bulie Ya elu)
Ewoo
(Ka anyị bulie Ya elu)
Onye ọma na-eme mma ee
(Ka anyị bulie Ya elu
Chineke, aga m ebuli Gị elu)
Bulie Ya elu ee
(Ka anyị bulie Ya elu
Ka anyị bulie Ya elu)
Eke kere ụwa
(Ka anyị bulie Ya elu
Chineke, aga m ebuli Gị elu)
Ọ kwa Gị sịlị m gawa, atụla ụjọ?
Ị sịlị m gawa, atụla ụjọ
Ihe I kwulu, na ọọ nya ga-eme n'ụwa
(Chineke, aga m ebuli Gị elu)
Bulie ya elu
(Ka anyị bulie Ya elu)
Ewoo
(Ka anyị bulie Ya elu)
Chi ọlụebube
(Ka anyị bulie Ya elu
Chineke, aga m ebuli Gị elu)
Bulie Ya elu ee
(Ka anyị bulie Ya elu) Elu
(Ka anyị bulie Ya elu) Ewo
(Ka anyị bulie Ya elu
Chineke, aga m ebuli Gị elu)
Written by: Ejike Obiano
instagramSharePathic_arrow_out