Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Kodopearl
Kodopearl
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Obiechina Victor chukwunonyerem
Obiechina Victor chukwunonyerem
Songwriter
Timothy Ebere Ezekiel
Timothy Ebere Ezekiel
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Bammy Aje
Bammy Aje
Producer

Lyrics

[Verse 1]
Mbụrụ mbada mbụrụ mbụrụ mbada aa, mbụrụ mbada aa eeh
Iche na ọọ Kola daddy, kodopearl iyoo tested
Atakwala afụfụ nnwa mmadụ (Aje)
Mbụrụ mbada mbụrụ mbụrụ mbada aa, mbụrụ mbada aa eeh
(It's Bammy on the beat)
[Verse 2]
M chụba mgbada
M chụba mgbada
M chụba mgbada
I must nata ya ife
M chụba mgbada
M chụba mgbada
M chụba mgbada
I must nata ya ife
[Verse 3]
Aayyi
Onye lalụ ụla e bulu akpa ya (Mbada aa)
E tie pastor, e tikwuo father (Mbada aa)
A pịara awọ, a pịara mbara (Mbada aa)
Onye gbaa mbọ, ọ naba Panya (Ọọ mbada aa)
Onye lalụ ụla e bulu akpa ya oo (Mbada aa)
E tie pastor, e tikwuo father (Mbada aa)
A pịara awọ, a pịara mbara (Mbada aa)
Onye gbaa mbọ, ọ naba Panya (Ọọ mbada aa)
[Verse 4]
N'ụtụtụ, n'anyasị, n'efifie ee
Men na-achụ ego, eehh
[Verse 5]
Ị chụgide mgbada
Ị chụgide mgbada
Ị chụgide mgbada
Nọlụ anị kpee ekpele
[Verse 6]
Men na-atụ ọlụ ka a lụọ ife (Eehh)
Ọga popo doo malụ ife
Maka ị chọọ ife, ị ga-afụ ife
O wute anyị, anyị ataa ife
Men na-atụ ọlụ ka a lụọ ife (Eehh)
Ọga popo doo malụ ife
Maka ị chọọ ife, ị ga-afụ ife
O wute anyị, anyị ataa ife
[Verse 7]
M chụba mgbada
M chụba mgbada
M chụba mgbada
I must nata ya ife
M chụba mgbada
M chụba mgbada
M chụba mgbada
I must nata ya ife
[Verse 8]
Aayyi
Onye lalụ ụla e bulu akpa ya (Mbada aa)
E tie pastor, e tikwuo father (Mbada aa)
A pịara awọ, a pịara mbara (Mbada aa)
Onye gbaa mbọ, ọ naba Panya (Ọọ mbada aa)
Onye lalụ ụla e bulu akpa ya oo (Mbada aa)
E tie pastor, e tikwuo father (Mbada aa)
A pịara awọ, a pịara mbara (Mbada aa)
Onye gbaa mbọ, ọ naba Panya (Ọọ mbada aa)
[Verse 9]
24/7 anyị mụ anya
Mgbada anyị ketalụ ya nwe ada
Ọ masị gị kpọọ anyị yahoo yahoo
Hustle dị n'iche n'iche, nke anyị bụ ọlụ aka, hmm
Ebele adịrọ na street, if you want to survive, nwanne ị ga-adịkwa fit
Men ejego kpọdo akpọdokasịa the receipt
Ụfọdụ obiakpọ enwego degree na UNIZIK
[Verse 10]
Microphone ka mụ ji achụpado mgbada
Tochukwu ji lappy achụpado mgbada
Ife anyị na-achụgodu bụ pounds and dollar
Biko gwalụ m Nkechi, ya mechigodu ngada
[Verse 11]
Men na-atụ ọlụ ka a lụọ ife (Eehh)
Ọga popo doo malụ ife
Maka ị chọọ ife, ị ga-afụ ife
O wute anyị, anyị ataa ife
Men na-atụ ọlụ ka a lụọ ife (Eehh)
Ọga popo doo malụ ife
Maka ị chọọ ife, ị ga-afụ ife
O wute anyị, anyị ataa ife
[Verse 12]
M chụba mgbada
M chụba mgbada
M chụba mgbada
I must nata ya ife
M chụba mgbada
M chụba mgbada
M chụba mgbada
I must nata ya ife
[Verse 13]
Aayyi
Onye lalụ ụla e bulu akpa ya (Mbada aa)
E tie pastor, e tikwuo father (Mbada aa)
A pịara awọ, a pịara mbara (Mbada aa)
Onye gbaa mbọ, ọ naba Panya (Ọọ mbada aa)
Onye lalụ ụla e bulu akpa ya oo (Mbada aa)
E tie pastor, e tikwuo father (Mbada aa)
A pịara awọ, a pịara mbara (Mbada aa)
Onye gbaa mbọ, ọ naba Panya (Ọọ mbada aa)
Written by: Obiechina Victor chukwunonyerem, Timothy Ebere Ezekiel
instagramSharePathic_arrow_out