Top Songs By Okwesilieze Group
Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Okwesilieze Group
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Kabosa Ezegold
Songwriter
Uche Utali
Songwriter
Inapa Ubobuchi
Songwriter
Kingsley “KCEE’ Okonkwo
Songwriter
Lyrics
Kpai Kpai jeh
Okwesilieze
Anyi apuo nu
Ogini meruuu
A kwa mmuo oooooo
Onubaku Odogwu nnewute mmadu
Ee hii
O bu ujo
Mba
Ogini
Ogini me
Ogini! ogini!! ogini
Ee hii
Ogini me
Kpai kpai ijee
Okwesilieze anyi abiaaa
Kpai kpai ijee
Okwsilieze Nile
Kpai kpai ijee
E money nwanne m
Kpai kpai ijee
Kisi kaoderakaaaa
Kpai kpai ijee
Nwachinemere na Ojoto
Kpai kpai ijee
Ned Okonkwo
Kpai kpai ijee
Ikenga Ugochinyere imo
Kpai kpai ijee
Honorable
Onyim onyechimereeze
Kpai kpai ijee
Agbalanze onyekachukwu na ozoubulu
Kpai kpai ijee
Nkenke ehi ochuigboelioso
Kpai kpai ijee
Onapulu agu biaaaa
Kpai kpai ijee
Ife ogbunonu eeh
Kpai kpai ijee
A kwanu okolo neti okolo
Kpai kpai ijee
Ihekwa ijekwe me oooo
Kpai kpai ijee
Anyi abia go Abia
Kpai kpai ijee
Asim supeenu nenueee
Kpai kpai ijee
Omaricha odaleka aaa ooo!
Kpai kpai ijee
Ebe isi na mmuokwu Anyi ekwu na okwu ooo
Bu ye my Anyi isi mmuokwuanyi , Ka Anyi na
Ebe isi na mmuokwu Anyi ekwu na okwu ooo
Bu ye nu Anyi isi mmuokwuanyi , Ka Anyi na
Ebe isi na mmuokwu anyi ebenakwa nobodo mooo
Bu ye nu Anyi isi mmuokwuanyi , Ka Anyi na
A kwa isi mmuokwu anyi ejibalu Agu Mba aaaaaa
Bu ye nu Anyi isi mmuokwuanyi , Ka Anyi na
Ebube mbala igwe eji balu agu mba aaaa
Bu ye nu Anyi isi mmuokwuanyi , Ka Anyi na
Onye si na mmuokwu Anyi ekwu na okwu eeee
Bu ye my Anyi isi mmuokwuanyi , Ka Anyi na
Emoney buyenu anyi isi mmuokwu Anyi international
Bu ye nu Anyi isi mmuokwu anyi , Ka Anyi na
Ugonna Orji buyenu Anyi isi mmuokwu anyi ka anyi naa
Bu ye nu Anyi isi mmuokwuanyi , Ka Anyi na
Flavor bu yenu anyi isi mmuokwu Anyi Ka Anyi na
Ijele ijele power
Bu ye nu Anyi isi mmuokwuanyi , Ka Anyi na
Phyno bu yenu anyi isi mmuokwu Anyi Ka Anyi na
Ezege power
Bu ye nu Anyi isi mmuokwuanyi , Ka Anyi na
Anyidons bu yenu anyi isi mmuokwu Anyi
Onye ishaka!
Bu ye nu Anyi isi mmuokwuanyi , Ka Anyi na
Dike Ohaifia bu yenu anyi isi mmuokwu Anyi Ka Anyi na aaaaa
Bu ye nu Anyi isi mmuokwuanyi , Ka Anyi na
Ndi Oba ! Ndi Oba aaa
Heaven
Ndi Oba ! Ndi Oba aaa
Heaven
Ndi Oba Ndi Oba aaa !
Heaven
Mama mu papa mu eee
Heaven
Mama ewo ewo papa ogbuodugwo oo
Heaven
Otewo go iwi iwi kwa kwaru
Heaven
Ihe natu umunti egwu
Heaven
Ogaraya na-agbulu echi mu ura
Heaven
Mana eweta kwa mma na-ogbuadana
Heaven
Ndi wa ji akotu mu egwu oshi
Heaven
Koma bu ndi uya aa
Heaven
Hausa na akwa efi nukwutaaa
Heaven
Ngwanu daicology oti pai pai
Heaven
Omenike nominike na ana n’ike
Heaven
Ozeku uzu ututu Palu ihe edekwelu rie
Heaven
O ga eri na oku ma o bu ne ehere
Heaven
Garri na ututu akpu na ukwuyo
Heaven
Edekere nwoke Ocha na osokwe nje ngwo
Heaven
Ehi ebelu nti Ana ele ele
Heaven
Chioma na aho onugbo onukwa eje ere ya
Heaven
Atiti mpati pompu agbadikwa
Heaven
Otoko atiti avu pompu agbadikwa
Heaven
Kpolu m tikpata nweke
Heaven
Ewo Tikpata ejekwe uka na nka
Heaven
Imana omehi izi na abuo ovuru akpa na ta
Heaven
Tikpata nde ka edi me eme
Heaven
Papa Ndi uka emekwe nu mu ihe
Heaven
Ubochi nwanu njele ikwu nne m
Heaven
Imana no n’ikwu nne
Heaven
Apaya mu unu we vu nye mu ose
Heaven
Apaya mu unu we paya mu ose
Heaven
Newe mu ne unu na ose
Heaven
Mana enye mu ose oge ko mu aho
Heaven
Ngwagwo Diacology oti pai pai
Heaven
Nwa Paya kwe mu otu mana mama gi amana kwa
Heaven
Paya kwe mu otu mana papa gi amana ooo
Heaven
Emoney you are looking good
Welu welu eeeeh
You are looking good welu welu
Nwanayoeze you are too much
Welu welu ogini me eeeh
You are looking good welu welu
Money making machine n\'ikara aka
Welu welu ooo
You are looking good welu welu
O ji Ego nwemeru aju
Welu welu ogini meru Eh
You are looking good welu welu
O ji motor emeogo Ogaraya ngadaga
Welu welu A Kwa mmuokwu ooo
You are looking good welu welu
Nwanayoeze ayo Na ala Uri odogwu
Welu welu ehh
You are looking good welu welu
Onubaku you are too much oga
Welu welu onubaku odogwu nukwute mmadu
You are looking good welu welu
Umunne na abuo huru onwe ya na Anya
Welu welu eeeeh obu ujo MBA
You are looking good welu welu ogini
Mekorita ndi MMA na elu uwa
Welu welu ehh ogini ogini ogini
You are looking good welu welu
Mekorita ndi MMA na elu uwa
Welu welu ehh
You are looking good welu welu
Ekene kenerum Jowizaza
Welu welu e wu nwanne eh
You are looking good welu welu
Oil and Gas n\'iga adi Ka echi
Welu welu eeeh
You are looking good ogini me
welu welu
Mr James ikeabam
Na arochukwu
Welu welu eh eh
You are looking good welu welu
O ji dollar eme ogo ooo
Welu welu Ego oyibo
Power power
You are looking good welu welu
Zenko Ego na eje ije na ala ukpo the general
Welu welu ne be eeeeh
You are looking good welu welu
Ife Nala Ife owa na kulina
Welu welu Nala uri Ka isi eje oo power
You are looking good welu welu
Imana Obidogo kwenu ooo
Obidogo Obidogo
Na Obidogo ooo
Obidogo Obidogo
O buu too much pressure
Obidogo Obidogo
Na Obidogo ooo
Obidogo Obidogo
If money no dey comot body
Obidogo Obidogo
Imana Obidogo oo
Obidogo Obidogo
Tim Tim polipoli
Tim Tim polipoli
Tim Tim poli pooo
Tim Tim polipoli
Tim Tim polipoli
Tim Tim polipoli
Tim Tim polipo eeeeh
Tim Tim polipoli
Ndi a egbu m ebe a
Ndi egbu m ebe a
Ndi asuom akwu eeeeh
Ndi egbu m ebe a
Nwa eme m Ife
Ndi egbu m ebe a
Nwa agbamu oto eeeeh
Ndi egbu m ebe a
Onye akparu o buo n\'uzo
Ka akpa onye ozo
A kpa gi icha n\'uzo
Ka akpa onye ozo
Eri gi I buo n\'uzo
Ka akpa onye ozo
Eri gi icha n\'uzo
Ka akpa onye ozo
Ego gwu I buo n\'uzo
Ka akpa onye ozo
Ata gi I buo n\'uzo
Ka akpa onye ozo
A kpa gi I puo n\'uzo
Ka akpa onye ozo
A kpa gi icha n\'uzo eeeeh
Ka akpa onye ozo
Imana Obidogo kwenu ooo
Obidogo Obidogo
Na Obidogo ooo
Obidogo Obidogo
Imana o setigo kwenu eeeeh
Obidogo Obidogo
O sukwenu eeeeh
Obidogo Obidogo
If money no dey comot body
ObidogoObidogo. .
Imana Obidogo ooo Obidogo Obidogo
Tim Tim polipoli
Tim Tim polipoli
Tim Tim poli pooo
Tim Tim polipoli
Tim Tim polipoli
Tim Tim polipoli
Tim Tim polipo eeeeh
Tim Tim polipoli
Tim Tim poli po
E jere m ulo ogwu Doctor si m nkwuba nkwu
Nkwuba Nkwuocha.
Bamijo nwa jesus (Anu na iyiri onye usa na takpo eee)
Nkwuba Nkwuocha na ogadili gi mma
Nkwuba Nkwuocha (eeeh
E jere m ulo ogwu Doctor si m nkwuba nkwu E wu
Nkwuba Nkwuocha
Odumeje nwanne eeeh
Nkwuba Nkwuocha na ogadili gi mma
Nkwuba Nkwuocha
Umuigbo na America!
Nkwuba Nkwuocha na ogadili gi mma
Nkwuba Nkwuocha
Oke koro bo nwanne eeeh
Nkwuba Nkwuocha na ogadili gi mma
Nkwuba Nkwuocha eeeh
E jere m ulo ogwu Doctor si m nkwuba nkwu ooo
Nkwuba Nkwuocha
King tallest be anyi eee
Nkwuba Nkwuocha na ogadili gi mma
Nkwuba Nkwuocha
Umuigbo na America biko oo
Nkwuba Nkwuocha na ogadili gi mma
Nkwuba Nkwuocha
UK , Europe ,China Biko oo
Nkwuba Nkwuocha na ogadili gi MMA
Nkwuba Nkwuocha
E jere m ulo ogwu Doctor si m tebe nkwu eeh
Nkwuba Nkwuocha
Igirigi Nala Uri
Nkwuba Nkwuocha
na ogadili gi MMA
Nkwuba Nkwuocha
E jere m ulo ogwu Doctor si m tebe nkwu
Nkwuba Nkwuocha Oji motor emeogo
Nkwuba Nkwuocha na ogadili gi mma
Nkwuba Nkwuocha.
Umuigbo na America
Nkwuba Nkwuocha na ogadili gi mma
Nkwuba Nkwuocha.
Onubaku Limpopo
Biko oh
Nkwuba Nkwuocha na ogadili gi mma
Nkwuba Nkwuocha
Okwesiliezeeee!
Nkwuba Nkwuocha na ogadili gi mma
Nkwuba Nkwuocha
Written by: Inapa Ubobuchi, Kabosa Ezegold, Kingsley “KCEE’ Okonkwo, Uche Utali