Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Slow dog
Slow dog
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Slow dog
Slow dog
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Kezyclef
Kezyclef
Producer

Lyrics

Kezzy Diggy kezyclef
If e tari tari tari , Let’s go, Uh Nwannne gbadokwia dia Imakwa. Eeeeeie. Eeeie naso the thing go (Igwe) Ha. Tarararararah haaa. Kezyclef akadirozigi mma nke ikpeazua, Dika eniidi igbupugi aka ihe iji kpor ihea, Idiozi mma nwanne. Uh let’s go eh.
Nwanne okwimana muna gi dikwa namma anyi di namma, My ekpele bu kikalumu nolu mma, kinolu mma
Anyi aputazia the street Nwanne ichilim nwanne ichilim nwannem kezi Alakona muna chukwu nwanne kwuo ugwo ijim, Nwannem kwuo ugwo ijim eeh maka
Elie gi nke mbu , Elie gi nke abuo Elie gi nke ato Nwa last one I KWECHIRI, Elie gi nke mbu , Elie gi nke abuo , Elie gi nke ato Nwa last one I KWECHIRI
Onye obuna nuwa mana ego dinogwu naso, To make money seff uzo namacha ogwu ogwu ( chai) even seff odina bible Judas luu kam buba money eji kpunye jesus okpu ogwu ( alili). Mana slowdog kporo akpo ka chin chin, Mgbaalu gi alert ihe igananu bu tin tin. Mpiagi kosi nwanne look akpona kim kim maka mmaputa gbuo horn Nkea bu pim pim, Nwoke di hot Nwoke bukwa tam tam, I no be osho free kama mmee osho bam bam ( naso) My way digodi pure Adim alukwa kam kam ezemmili number one Nwoke bu water bam bam. Nwannem. Haaa Some people bu okamma nilo, Mana munwa eze mmili mmili enwilo. Enyim neso onyilom bu onyilom Ibia my house stay outside parkia nilom
Nwanne okwimana muna gi dikwa namma anyi di namma, My ekpele bu kikalumu nolu mma, kinolu mma
Anyi aputazia the street Nwanne ichilim nwanne ichilim nwannem kezi Alakona muna chukwu nwanne kwuo ugwo ijim, Nwannem kwuo ugwo ijim eeh maka
Elie gi nke mbu , Elie gi nke abuo Elie gi nke ato Nwa last one I KWECHIRI, Elie gi nke mbu , Elie gi nke abuo , Elie gi nke ato Nwa last one I KWECHIRI
Written by: Slow dog
instagramSharePathic_arrow_out